túfù
tufù
Word | tufù |
Definitions | Active verb 1.to lose(discard) something; throw away |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ sịrị na ọ ga-atufu ya ma emechaa.
Ọ sịrị na ọ ga-atufu ya ma emechaa.
He said he will throw it later.
Gaa tufuo atịtị ahu.
Gaa tufuo atịtị ahu.
Go anf discard that dirt.
Ngwa tufuo ihe ahu iji n'aka.
Ngwa tufuo ihe ahu iji n'aka.
Now that thing you are holdinh on your hand.
O tufuru ya mgbe anyi na-aga ahịa.
O tufuru ya mgbe anyi na-aga ahịa.
He threw it away when we were going to the market.
O tufuru ego o ji jee ahịa
O tufuru ego o ji jee ahịa
He lost the money he went to the market with
tüfù
tụfù
Word | tụfù |
Definitions | Active verb 終鏡 1.throw away |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha na-atụfu oroma ndị mebiri emebi.
Ha na-atụfu oroma ndị mebiri emebi.
They are throwing away the spoilt oranges.
O tufuru iyeri ntị na amaghị ama.
O tufuru iyeri ntị na amaghị ama.
He threw away her earing unintentionally.
Tụfuo akwụkwọ ahụ.
Tụfuo akwụkwọ ahụ.
Throw that book away.
Uche tụfuru ego ya n'izuụka gara aga.
Uche tụfuru ego ya n'izuụka gara aga.
Uche threw away her money last week.