Nkọwa okwu logo
Beta

rúté

rute

Wordrute
Definitions

Active verb

1.arrive, get to a place, reach your destination

Related Terms
Word Stems

Examples

Ekene, i rute, kpọọ m.

Ekene, i rute, kpọọ m.

Ekene, when you arrive, call me.

Rute ebe ahụ anyị nọ!

Rute ebe ahụ anyị nọ!

Get to that place we are.

Ọ ga-ewe anyị abalị abụọ irute ebe ahụ.

Ọ ga-ewe anyị abalị abụọ irute ebe ahụ.

It will take us two days to get to that place.

Ọ ga-erute ebe a n'ụtụtụ.

Ọ ga-erute ebe a n'ụtụtụ.

She will get here in the morning.

Onyema, rute na be m ma ị lawa.

Onyema, rute na be m ma ị lawa.

Onyema, get to my house while going.

Ọ na-erute ugbua.

Ọ na-erute ugbua.

It will reach now.

Ọ na-erute Aba oge ọbụla ọ chọrọ ịhụ m.

Ọ na-erute Aba oge ọbụla ọ chọrọ ịhụ m.

He gets to Aba any time he wants to see me.

Achọghị m irute be ya.

Achọghị m irute be ya.

I do not want to get to his house.

O rutebeghị ụlọ.

O rutebeghị ụlọ.

He has not got home.

Onye rutere be gị?

Onye rutere be gị?

Who got to your place?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.