Nkọwa okwu logo
Beta

ïhųnāányá

ịhụ̀naanya

Wordịhụ̀naanya
Definitions

Noun

1.love

Variationsịhụnanya
Related Terms
Word Stems

Examples

Aha nwanne ya nwaanyị bụ Ịhụnaanya.

Aha nwanne ya nwaanyị bụ Ịhụnaanya.

Her sister's name is Love

Ịhụnanya mara mma.

Ịhụnanya mara mma.

Love is beautiful.

Nwoke ahụ enweghị ịhụnaanya n'ebe umunne ya nọ.

Nwoke ahụ enweghị ịhụnaanya n'ebe umunne ya nọ.

That man does not have love for his brothers.

Ịhụnaanya adịghị n'ụlọ ahụ.

Ịhụnaanya adịghị n'ụlọ ahụ.

There is no love in that house.

Okwu a bụ ịhụnanya nwere nkọwa dị iche iche taa.

Okwu a bụ ịhụnanya nwere nkọwa dị iche iche taa.

The word love has different definitions today.

Udo na ịhụnaanya ka anyị chọrọ ebe a.

Udo na ịhụnaanya ka anyị chọrọ ebe a.

Peace and love are what we want here.

óríkö

orikọ

Wordorikọ
Definitions

Noun

1.love feast

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị be anyị mere oriko nke ha ụnyaahụ.

Ndị be anyị mere oriko nke ha ụnyaahụ.

Our people did their own love feast yeaterday.

ńsórí

nsori

Wordnsori
Definitions

Noun

1.love making between the opposite sex

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A hụrụ ebe ya na nwaneku ya na-enwe nsori.

A hụrụ ebe ya na nwaneku ya na-enwe nsori.

He was seen making love to his nanny.

Di na nwunye nwere ikike isori nsori.

Di na nwunye nwere ikike isori nsori.

Husband and wife have the right to make love.

E nwudere ha ebe ha na-esori nsori.

E nwudere ha ebe ha na-esori nsori.

They were caught making love.

Nsori n'etiti ndị alụghị onwe ha bụ njọ.

Nsori n'etiti ndị alụghị onwe ha bụ njọ.

Love making between unmarried people is a sin.

Ùgòḿmá

Ùgòmmā

WordÙgòmmā
Definitions

Noun

船寐煙

1.reward or award for beauty; prize of love

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Aha nwanne m nwaanyi bu Ugomma.

Aha nwanne m nwaanyi bu Ugomma.

My sister's name is Ugomma.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.