Nkọwa okwu logo
Beta

ónyénwē

onyenwē

Wordonyenwē
Definitions

Noun

1.lord; master; mistress; owner

Related Term
Word Stem

Examples

Biko, onyenwe m, gbaghara m.

Biko, onyenwe m, gbaghara m.

Please, my master, forgive me.

Onyenwe anyị hụrụ anyị n'anya.

Onyenwe anyị hụrụ anyị n'anya.

Our Lord loves us.

Nna ya abụghị onyenwe ugbo ahụ.

Nna ya abụghị onyenwe ugbo ahụ.

His father is not the owner of that farmland.

Onyenwe ihe abịala!

Onyenwe ihe abịala!

The owner has come!

Ahụrụ m onyenwe ụlọakwụkwọ ahụ ụnyaahụ.

Ahụrụ m onyenwe ụlọakwụkwọ ahụ ụnyaahụ.

I saw the owner of that school yesterday.

Ọ bụ ya bụ onyenwe akpa.̣

Ọ bụ ya bụ onyenwe akpa.̣

It is she that is the owner of the bag.

ìchíè

ìchiè

Wordìchiè
Definitions

Noun

寅長

1.the noble ranks of the 'ǹzè' and 'ọzọ̄' in the Igbo traditional system

2.a person conferred the noble 'ǹzè' and 'ọzọ̄' ranks of the Igbo traditional system; a lord

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.

Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.

My friend's dad is a member of the king's cabinet at their hometown.

Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.

Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.

It is his desire to be a chief.

Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.

Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.

Those king's cabinet are conspiring against the king.

O kpu okpu ndị ichie.

O kpu okpu ndị ichie.

He is wearing titled men's cap.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.