Nkọwa okwu logo
Beta

hèghárï

hègharị

Wordhègharị
Definitions

Active verb

1.walk about stealthily; prowl; loiter; dodge work; malinger

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ịhegharị n'ụlọakwụkwọ bụ agwa ọjọọ.

Ịhegharị n'ụlọakwụkwọ bụ agwa ọjọọ.

Loitering around school is a bad behavior.

O hegharịrị obere pụọ.

O hegharịrị obere pụọ.

He walked walk about stealthily for a while and left.

Ọ na-ehegharị ka ọ ghara ịsa efere.

Ọ na-ehegharị ka ọ ghara ịsa efere.

He is loitering to avoid washing the plates.

Ndị uwe ojii a ga-ehegharị obere pụọ.

Ndị uwe ojii a ga-ehegharị obere pụọ.

These cops will loiter a while and leave.

Hegharịa n'akụkụ be ha ka ị hụ ihe m na-agwa gị.

Hegharịa n'akụkụ be ha ka ị hụ ihe m na-agwa gị.

Loiter around his house to confirm what am telling you.

Ekperima ahụ na-ehegharị

Ekperima ahụ na-ehegharị

That criminal is loitering about

Amaechi na-ehegharị be Amaka.

Amaechi na-ehegharị be Amaka.

Amaechi is hovering in Amaka's compound.

Uche hegharịrị mgbe anyị na-arụ ọrụ.

Uche hegharịrị mgbe anyị na-arụ ọrụ.

Uche loitered when we were working.

Anyị achọghị ka ndị mmadụ hegharịa n'ogige anyị.

Anyị achọghị ka ndị mmadụ hegharịa n'ogige anyị.

We do not want people to loiter around our environment.

Ama m na ọ ga-ehegharị.

Ama m na ọ ga-ehegharị.

I know that he will walk about stealthily.

Ihegharị kaara gị mma karịa ịrụ ọrụ.

Ihegharị kaara gị mma karịa ịrụ ọrụ.

You prefer loitering to work.

Ahụrụ m ya ka ọ na-ehegharị ebe a.

Ahụrụ m ya ka ọ na-ehegharị ebe a.

I saw him loitering around here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.