úkwù
ukwù
Word | ukwù |
Definitions | Noun 後 1.waist; loins; the base of an object |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kee eriri a n’ukwu gị.
Kee eriri a n’ukwu gị.
Tie this string round your waist.
Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.
Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.
Africans dance with their waists.
Ukwu na-egbu ya mgbu.
Ukwu na-egbu ya mgbu.
She is having waist pain.
Ada nwere ukwu buru ibu.
Ada nwere ukwu buru ibu.
Ada has a big waist.
̣ǫgǫdǫ
̣ọ̀gọ̀dọ̀
Word | ̣ọ̀gọ̀dọ̀ |
Definitions | Noun 1.a piece of cloth wrapped around the waist, especially by men; loin-cloth; waistcloth; one piece fabric worn by men around their waist (wrapper - Nigeria) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.
Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.
Mothers usually tie wrapper when they are resting.
Aga m azụtara nne m ọgọdọ.
Aga m azụtara nne m ọgọdọ.
I will buy wrapper for my mother.
Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.
Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.
Women usually tie wrapper.
Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.
Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.
Uju tore Nnenna's wrapper.
úmé
ume
Word | ume |
Definitions | Noun 憎 1.breath; strength; 2.loins |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ekusi ume ike.
Ọ na-ekusi ume ike.
He is breathing fast.
Ndị ọgbeegwu ahụ kere akwa n'ume.
Ndị ọgbeegwu ahụ kere akwa n'ume.
Those dancers tied a wrapper to their loins.
O nwere ume.
O nwere ume.
He has strength.
Ume ya agbadaala.
Ume ya agbadaala.
Her strength has dwindled.
Ume adịghị ya.
Ume adịghị ya.
She does not have energy.
Kpọọ ndị ume dị.
Kpọọ ndị ume dị.
Call those that have strength.