ǹgédégwú
ǹgedegwū
Word | ǹgedegwū |
Definitions | Noun 1.locally made xylophone [a musical instrument] |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ngedegwu m mebiri emebi.
Ngedegwu m mebiri emebi.
My xylophone is spoilt.
Obi nwere ngedegwu.
Obi nwere ngedegwu.
Obi has a locally made xylophone.
Obika na-akụrụ anyị ngedegwu.
Obika na-akụrụ anyị ngedegwu.
Obika plays xylophone for us.
Ndị ma eti ngedegwu pere mpe.
Ndị ma eti ngedegwu pere mpe.
Only few people know how to play xylophone.
ńgų
ngụ̀
Word | ngụ̀ |
Definitions | Noun 1.locally made potash by burning the residue from palm fruit head after removing the nuts and letting the residue dry up 2.a watery sauce usually mixed with already prepared 'abacha', often made in some part of Igboland |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
E ji ngụ esi agwa.
E ji ngụ esi agwa.
Beans is cooked with ngụ.
Ndị be anyị ji ngụ agbọ ncha.
Ndị be anyị ji ngụ agbọ ncha.
My people use ngụ to make paste.
Ngụ ka akanwụ mma.
Ngụ ka akanwụ mma.
Ngu is better than potash.
Jee zụtara m ngụ.
Jee zụtara m ngụ.
Go and buy me ngu.
Wepụ ngụ ebea.
Wepụ ngụ ebea.
Remove ngụ here.