rų ükwü
rụ̀ ụkwụ̄
Word | rụ̀ ụkwụ̄ |
Definitions | Active verb 1.limp |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịrụ ụkwụ amarala ya ahụ.
Ịrụ ụkwụ amarala ya ahụ.
He is used to limping.
Ị rụọ ụkwụ m mara na i sighi ike.
Ị rụọ ụkwụ m mara na i sighi ike.
If you limp i will know that you are not strong.
Dọkịnta sị na nwa ya ahụ ga-arụ ụkwụ.
Dọkịnta sị na nwa ya ahụ ga-arụ ụkwụ.
The doctor said that her child will limp.
Ị ga-eme ka onye chọrọ ịrụ ụkwụ.
Ị ga-eme ka onye chọrọ ịrụ ụkwụ.
You will act like someone that wants to limp.
Nkechi na-arụ ụkwụ.
Nkechi na-arụ ụkwụ.
Nkechi is limping.
Obere nwa ya na-arụ ụkwụ.
Obere nwa ya na-arụ ụkwụ.
Her little child limps.
Nwata a rụrụ ụkwụ n'ụtụtụ.
Nwata a rụrụ ụkwụ n'ụtụtụ.
This child limped in the morning.
Nwoke a na-arụ ụkwụ mgbe ọbụla ọ na-arịo arịrịo.
Nwoke a na-arụ ụkwụ mgbe ọbụla ọ na-arịo arịrịo.
This man limps whenever he is begging for alms.
Onye ga-arụ ụkwụ n'ejije a?
Onye ga-arụ ụkwụ n'ejije a?
Who is going to limp in this drama?
té ükwü
te ụkwụ̄
Word | te ụkwụ̄ |
Definitions | Active verb 醜扱 1.limp |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gịnị mere nkịta a ji na-ete ụkwụ?
Gịnị mere nkịta a ji na-ete ụkwụ?
Why is this dog limping?
N'ejije a, ị ga-ete ụkwụ iji jijee nwoke ahụ.
N'ejije a, ị ga-ete ụkwụ iji jijee nwoke ahụ.
In this drama, you are going to limp to mimic that man.
Ọ tere ụkwụ oge ọ bịara.
Ọ tere ụkwụ oge ọ bịara.
He limped when he arrived.
Ụkwụ o gbajiri mere o ji na-ete ukwu.
Ụkwụ o gbajiri mere o ji na-ete ukwu.
He is limping because he broke his leg.
Dokịta ha sịrị na nwa ahụ ga-ete ụkwụ ma ọ dị afọ atọ.
Dokịta ha sịrị na nwa ahụ ga-ete ụkwụ ma ọ dị afọ atọ.
Their doctor said that that child will limp when he is three years old.
Tee ụkwụ etu i si emebu, ka anyị hụrụ.
Tee ụkwụ etu i si emebu, ka anyị hụrụ.
Limp the way you have been doing, so we can see.
tē
tē
Word | tē |
Definitions | Active verb 儒 1.rub; apply (oil, cream, liquid) 2.bounce; limp |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bọọlụ anyị anaghịzi ete ete.
Bọọlụ anyị anaghịzi ete ete.
Our ball is no longer bouncing.
Azụka tere ude n'aka ya.
Azụka tere ude n'aka ya.
Azuka rubbed cream on his hands.