Nkọwa okwu logo
Beta

ónyéàsįrį

onyeàsị̀rị̀

Wordonyeàsị̀rị̀
Definitions

Noun

1.a gossip; someone who likes talking about other people’s private lives

Variationsonye àsị̀rị̀
Related Term
Word Stem

Examples

Ha nwere onyeasịrị n'etiti ha.

Ha nwere onyeasịrị n'etiti ha.

They have a gossip in their midst.

Onyeasịrị bụ onye iro.

Onyeasịrị bụ onye iro.

A gossip is an enemy.

Ịkpọrọ m onyeasịrị?

Ịkpọrọ m onyeasịrị?

Did you call me a gossip.

Nna ya bụ onyeasịrị a ma ama.

Nna ya bụ onyeasịrị a ma ama.

His father is a known gossip.

Onye bụ onyeasịrị?

Onye bụ onyeasịrị?

Who is a gossip?

Onyeasịrị agaghị abụ enyi m.

Onyeasịrị agaghị abụ enyi m.

A gossip will not be my friend.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.