Nkọwa okwu logo
Beta

àmųmàḿmírí

àmụ̀màmmīrī

Wordàmụ̀màmmīrī
Definitions

Noun

輝水

1.lightning; the light that flashes and always comes with thunder when it's raining;

2.bolt of lightning

Related Terms
Word Stems

Examples

Amụmammiri na-egbu mana mmiri anaghị ezo.

Amụmammiri na-egbu mana mmiri anaghị ezo.

There is lightning but it is not raining.

Amụmammiri na-egbu mana mmiri anaghị ezo.

Amụmammiri na-egbu mana mmiri anaghị ezo.

There is lightning but it is not raining.

Baa n'ụlọ! amụmammiri na-egbu.

Baa n'ụlọ! amụmammiri na-egbu.

Go inside the house! there is lightning.

Amụmammiri nke taa na-atụ egwu.

Amụmammiri nke taa na-atụ egwu.

Today's lightning strike is scary.

Kwụpụchaa ihe niile dị n'ọkụ, amụmammiri na-egbu.

Kwụpụchaa ihe niile dị n'ọkụ, amụmammiri na-egbu.

Unplug everything, there is lightning strike.

E nwere ihe ha ji ezipụta amụmammiri na ihe nkiri ha.

E nwere ihe ha ji ezipụta amụmammiri na ihe nkiri ha.

There's something they represent lighting with in their play.

Amụmammiri a so n'ihe Chukwu kere.

Amụmammiri a so n'ihe Chukwu kere.

Lightning is among God's creations.

Amụmammiri na-ebu egbeigwe ụzọ abịa.

Amụmammiri na-ebu egbeigwe ụzọ abịa.

Lightning comes before thunder.

O teghi aka amụmammiri sechara, mmiri bido izo.

O teghi aka amụmammiri sechara, mmiri bido izo.

It was not long after the lightning, than it started raining.

Amụmammiri gburu ya.

Amụmammiri gburu ya.

He was killed by lightning.

Ọ ka mma ịnọ n'ime ụgbọala ma amụmammiri na-ese.

Ọ ka mma ịnọ n'ime ụgbọala ma amụmammiri na-ese.

It is better to stay inside the car when there is thunder strike.

sé àmųmà

se àmụ̀mà

Wordse àmụ̀mà
Definitions

Active verb

1.flash; lighten; show lightning

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Osimiri ahụ na-ese amụma

Osimiri ahụ na-ese amụma

That ocean shows lightening

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.