ókwúchí
okwuchi
Word | okwuchi |
Definitions | Noun 依襟 1.cork; lid; cover |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A nam achọ okwuchi mkpịsịodee m.
A nam achọ okwuchi mkpịsịodee m.
I am looking for the cover of my biro.
Ite ahụ nwere okwuchi enyo.
Ite ahụ nwere okwuchi enyo.
That pot has a glass lid.
A maghị m ebe okwuchi ya dị.
A maghị m ebe okwuchi ya dị.
I do not know where the cover is.
Aka okwuchi ite ahụ adịghị mma.
Aka okwuchi ite ahụ adịghị mma.
The hand of that pot lid is not good.
Saa okwuchi ite a.
Saa okwuchi ite a.
Wash the lid of this pot.
Azụtara m okwuchi ite ọzọ.
Azụtara m okwuchi ite ọzọ.
I bought another pot lid
Were okwuchi ya kwuchie ya.
Were okwuchi ya kwuchie ya.
Cover it with the lid.
Onye nwe okwuchi a?
Onye nwe okwuchi a?
Who has this cover?
kwúghé
kwughe
Word | kwughe |
Definitions | Noun 1.open a lid or cover |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ogbonne kwughere ya mgbe ọ ka dị ọkụ.
Ogbonne kwughere ya mgbe ọ ka dị ọkụ.
Ogbonne opened it when it was still hot.
kwùghè
kwùghè
Word | kwùghè |
Definitions | Active verb 1.open; uncover a cover, cork, or lid |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
̣Achọghị m ikwughe ololo a.
̣Achọghị m ikwughe ololo a.
I don't want to open this bottle.
Anyị ga-ekwughe ha niile.
Anyị ga-ekwughe ha niile.
We will open all of them.
O kwughere ya.
O kwughere ya.
He opened it.
Emeka na-ekwughe mmanya.
Emeka na-ekwughe mmanya.
Emeka is opening a drink.
Ha na-ekwughe ya.
Ha na-ekwughe ya.
They open it.
Kwughe igbe njuoyi a.
Kwughe igbe njuoyi a.
Open this fridge.
Achọrọ m ikwupe ụzọ.
Achọrọ m ikwupe ụzọ.
I want to open the door.
kwùchì
kwùchì
Word | kwùchì |
Definitions | Active verb 勢襟 1.close or cover, especially a lid, cork, or cap |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Amaka chọrọ ikwuchi nri ya.
Amaka chọrọ ikwuchi nri ya.
Amaka wants to cover her food.
Onye kwuchiri ite a?
Onye kwuchiri ite a?
Who covered this pot?
Kuchie efere ahụ ozigbo.
Kuchie efere ahụ ozigbo.
Cover that plate immediately.
O kwuchiri ya maka ijiji.
O kwuchiri ya maka ijiji.
She covered it because of houseflies.
Ọ na-ekwuchi ololo ahụ.
Ọ na-ekwuchi ololo ahụ.
He is covering that bottle.
ńgïgá
ngị̄gā
Word | ngị̄gā |
Definitions | Noun 1.iron, roundish basket with a lid for storing fish and food items |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị maara etu esi akpa ngịga?
Ị maara etu esi akpa ngịga?
Do you know how to weave iron basket?
Ngịga a so na ihe eji lụta nne m.
Ngịga a so na ihe eji lụta nne m.
This iron basket is among the items my mother was married with.
Azụ dị na ngịga.
Azụ dị na ngịga.
There is fish in the iron basket.
Wetara m ngịga n'useekwu.
Wetara m ngịga n'useekwu.
Bring the iron basket from the kitchen.
Ngịga anyị emela ochie.
Ngịga anyị emela ochie.
Oue iron basket is old.
ǫtáńjéré
ọ̀tanjere
Word | ọ̀tanjere |
Definitions | Noun 1.black powdery cosmetic applied on the eye lids, native eye pencil |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụzọma tere ọtanjere.
Ụzọma tere ọtanjere.
Ụzọma apllied ọtanjere.
Ọtangere mụ agwụgọ.
Ọtangere mụ agwụgọ.
My ọtangere has finished.
Ọtangere so na ihe unu ga-ete gbaa egwu.
Ọtangere so na ihe unu ga-ete gbaa egwu.
Ọtangere is among the cosmetics you people will rub for the dance.
Ọ mara ete ọtangere nke ọma.
Ọ mara ete ọtangere nke ọma.
She knows how to rub ọtanjere well.
Ọtanjere bụ ọgwụ anya.
Ọtanjere bụ ọgwụ anya.
Ọtanjele is an eye medicine.