Nkọwa okwu logo
Beta

létà

letà

Wordletà
Definitions

Noun

1.letter

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị kwesiri ideghara ha leta arịrịọ.

Anyị kwesiri ideghara ha leta arịrịọ.

We were supposed to write an apology letter to them.

A na-ejibu leta ezikọritakari ozi n'oge gboo.

A na-ejibu leta ezikọritakari ozi n'oge gboo.

Letters were mostly used for communication in the old days.

Nye m akwụkwọ m ga-eji dere gị leta.

Nye m akwụkwọ m ga-eji dere gị leta.

Give me paper to write letter for you.

Ozi agụmakwụkwọ ya n' efu ka e zitere na leta.

Ozi agụmakwụkwọ ya n' efu ka e zitere na leta.

The news of his scholarship was brought with letter.

Onye dere leta a?

Onye dere leta a?

Who wrote this letter?

Ọ maghị ede leta.

Ọ maghị ede leta.

She doesn't know how to write letter.

Ọ bụ leta ịhụnanya ka o dere m.

Ọ bụ leta ịhụnanya ka o dere m.

It was a love letter that he wrote to me.

détá létà

deta letà

Worddeta letà
Definitions

Active verb

1.write letter to (the speaker)

Related Term
Word Stem

Examples

Obi sịrị na ọ ga-edeta leta mgbe o ruru Amerịka.

Obi sịrị na ọ ga-edeta leta mgbe o ruru Amerịka.

Obi said he would write when he gets to USA.

Amaka detara leta mgbe ọ mụrụ nwa.

Amaka detara leta mgbe ọ mụrụ nwa.

Amaka wrote when she gave birth.

ch

ch

Wordch
Definitions

Noun

1.third letter of the Igbo language alphabet; second consonant of the Igbo language alphabet

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

'Ch' bụ mgbochiume.

'Ch' bụ mgbochiume.

'Ch' is a consonant.

Mkpụrụokwu a nwere 'ch' abụo.

Mkpụrụokwu a nwere 'ch' abụo.

This word has two 'ch'.

Depụta okwu abụọ bidoro na 'ch'.

Depụta okwu abụọ bidoro na 'ch'.

Write out two words that start with 'ch'

'Ch', 'i', 'd', 'ị' bụ nsụpe Chidị.

'Ch', 'i', 'd', 'ị' bụ nsụpe Chidị.

C, h, i, d, i is the spelling of Chidi.

Edekwala 'ch' n'akwụkwọ gị.

Edekwala 'ch' n'akwụkwọ gị.

Don't write 'ch' in your book.

Hichaa 'ch' a ị dere ebe a.

Hichaa 'ch' a ị dere ebe a.

Erase this 'ch' you wrote here.

b

b

Wordb
Definitions

Name

1.second letter of the Igbo language alphabet; first consonant of the Igbo language alphabet

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

'B' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Abụba'.

'B' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Abụba'.

'B' is in the word 'Abuba'.

a

Worda
Definitions

Noun

1.the first letter of the Igbo language alphabet; first vowel of the Igbo language alphabet

2.the passive(fourth person) pronoun of the Igbo language(light vowel harmony)

3.verb prefix (light vowel harmony)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A kpọrọ aha gị mana ị nụghị ya.

A kpọrọ aha gị mana ị nụghị ya.

You name was mentioned but you did not hear it.

'A' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Akwa'.

'A' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Akwa'.

'A' is the the word 'Akwa'.

Ha agwaghị m ihe m ga-eme.

Ha agwaghị m ihe m ga-eme.

The did not tell me what to do.

E ji 'a' egosipụta nrụaka n'asụsụ Igbo.

E ji 'a' egosipụta nrụaka n'asụsụ Igbo.

'A' is used to indicate demonstrative in Igbo language.

'A' bu ụdaume

'A' bu ụdaume

'A' is a vowel.

Mkpụrụasụsụ 'a' dị n'olundi Igbo niile.

Mkpụrụasụsụ 'a' dị n'olundi Igbo niile.

The a phoneme is found in all the Igbo dialects.

e

Worde
Definitions

Noun

1.the fifth letter of the Igbo language alphabet; the second vowel of the Igbo language alphabet

2.the passive(fourth person) pronoun of Igbo language (heavy vowel harmony)

3.verb prefix (heavy vowel harmony)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Enyere m ya ego buru ibu.

Enyere m ya ego buru ibu.

I gave him a lot of money.

'E' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ezi'.

'E' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ezi'.

'E' is in the word 'Ezi'.

'E' bụ ụduume.

'E' bụ ụduume.

'E' is a vowel.

Ekwe bụ ngwa egwu.

Ekwe bụ ngwa egwu.

Slit drum is musical instrument.

Eju na-arị arị.

Eju na-arị arị.

Snail crawls.

f

f

Wordf
Definitions

Noun

1.the sixth letter of the Igbo language alphabet; fourth consonant of the Igbo language alphabet

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

'F' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ofe'.

'F' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ofe'.

'F' is in the word 'Ofe'.

gh

gh

Wordgh
Definitions

Noun

1.the ninth letter of the Igbo language alphabet; the sixth consonant of the Igbo language alphabet

Related Terms
Word Stems

Examples

'Gh' dị na mkpụrụokwu a bu 'Aghụghọ'.

'Gh' dị na mkpụrụokwu a bu 'Aghụghọ'.

'Gh' is in the word 'Aghụghọ'.

gw

gw

Wordgw
Definitions

Noun

1.the tenth letter of the Igbo language alphabet; the eighth consonant of the Igbo language alphabet

Related Terms
Word Stems

Examples

'Gw' bụ mgbochiume nke asaa dị n'abịịdịị Igbo.

'Gw' bụ mgbochiume nke asaa dị n'abịịdịị Igbo.

'Gw' is the eighth consonant in the Igbo alphabet.

̣A chọrọ m ịkagbu 'gw' n'ahịrị a.

̣A chọrọ m ịkagbu 'gw' n'ahịrị a.

I want to cancel 'gw' from this line.

'gw' so na ụdamkpị Igbo.

'gw' so na ụdamkpị Igbo.

'gw' is among the Igbo digraghs.

'gw' abụghị ụdaume.

'gw' abụghị ụdaume.

'gw' is not a vowel.

Chiọma amaghị ka e si ede 'gw'.

Chiọma amaghị ka e si ede 'gw'.

Chioma does not know how to write 'gw'.

'Gw' dị mfe na mkpọpụta.

'Gw' dị mfe na mkpọpụta.

'Gw' is easy to pronounce.

E ji 'gw' emepụta okwu a bụ agwọ.

E ji 'gw' emepụta okwu a bụ agwọ.

'Gw' is used to create the word snake.

d

d

Wordd
Definitions

Noun

1.the fourth letter of the Igbo language alphabet; the third consonant in the Igbo language alphabet

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

'D' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ụda'.

'D' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ụda'.

'D' is in the word 'Ụda'

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.