Nkọwa okwu logo
Beta

ché ńtį

che ntị̀̀

Wordche ntị̀̀
Definitions

Active verb

等規

1.be all ears; lend an ear

Related Terms
Word Stems

Examples

Chee ntị nụrụ arịrịọ anyị.

Chee ntị nụrụ arịrịọ anyị.

Lend an ear to our plea.

Ị ga-eche ntị ka ị mara mgbe ọ lọtara.

Ị ga-eche ntị ka ị mara mgbe ọ lọtara.

You have to be all ears to know when he returns.

Na-eche ntị ma m na-agwa gị okwu.

Na-eche ntị ma m na-agwa gị okwu.

Lend me your ears when am speaking to you.

O chere ntị oge a na-agwa ya okwu.

O chere ntị oge a na-agwa ya okwu.

He listened keenly when he was being spoken to.

Ọ chọghị iche ntị.

Ọ chọghị iche ntị.

He does not want to listen.

O chere m ntị mgbe m na-ekwu okwu.

O chere m ntị mgbe m na-ekwu okwu.

He listened to me when I was talking.

O chere ntị nke ọma.

O chere ntị nke ọma.

He listened carefully.

bìnyè

bìnyè

Wordbìnyè
Definitions

Active verb

歳角

1.lend (especially money)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ebinyere m ya ego n'afọ gara aga.

Ebinyere m ya ego n'afọ gara aga.

I lent her money last year.

I jekwuru ya, ọ ga-ebinye gị ego.

I jekwuru ya, ọ ga-ebinye gị ego.

If you meet him, he will lend you money.

Ọ dịghị mfe ibinye mmadụ ego ugbu a.

Ọ dịghị mfe ibinye mmadụ ego ugbu a.

It is not easy to lend money to someone now.

Ha na-ebinye ndị mmadụ ego.

Ha na-ebinye ndị mmadụ ego.

They lend money to people.

Ọ chọghị ibinye anyị akwụkwọ ya.

Ọ chọghị ibinye anyị akwụkwọ ya.

He does not want to lend us his book.

Ụjọ na-atụ m ibinye ya ego.

Ụjọ na-atụ m ibinye ya ego.

I am scared of lending him money

O binyere m nnukwu ego.

O binyere m nnukwu ego.

He lent me a huge amount of money.

Achọghị m ibinye ya ego.

Achọghị m ibinye ya ego.

I do not want to lend him money.

Ọ ga-ebinye m ego.

Ọ ga-ebinye m ego.

She will lend me money.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.