lélì
lelì
Word | lelì |
Definitions | Active verb 1.lookdown on someone of something |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
I lelie m, m yie gị egwu.
I lelie m, m yie gị egwu.
If you look down on me, I will surprise you.
Udoka lelịrị m.
Udoka lelịrị m.
Udoka looked down on me.
Ọ na-amasị ya ilelị mmadụ anya.
Ọ na-amasị ya ilelị mmadụ anya.
She likes looking down on people.
Nkechi na-eleli ndị mmadụ oge niile.
Nkechi na-eleli ndị mmadụ oge niile.
Nkechi looks down on people every time.
I lelie ya anya, ọ kuziere gị ihe.
I lelie ya anya, ọ kuziere gị ihe.
If you look down on him, he will teach you a lesson.
Ọ chọghị ileli gị.
Ọ chọghị ileli gị.
He does not want to look down on you.
Nwunye ya ga-elili gị maka na i nweghị ego.
Nwunye ya ga-elili gị maka na i nweghị ego.
His wife will look down on you because you do not have money.
Ndị leliri m n'oge mbụ na-etozi m ugbua.
Ndị leliri m n'oge mbụ na-etozi m ugbua.
Those that lookdown on me at first now praise.
Onye ga-elelị anyị anya?
Onye ga-elelị anyị anya?
Who will look down on us?
E lelie nwa ite, ọ gbọnyụọ ọkụ.
E lelie nwa ite, ọ gbọnyụọ ọkụ.
If you neglect a small pot, it will put out the fire.