Nkọwa okwu logo
Beta

lé

le

Wordle
Definitions

Active verb

1.look; watch; behold; check

2.write or sit for an exam or test

3.care (for a visitor or sick person)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna m sịrị m lee anya n'azụ m.

Nna m sịrị m lee anya n'azụ m.

My father told me to look at my back.

Achọrọ m ile ihe ọ na-ede.

Achọrọ m ile ihe ọ na-ede.

I want to look at what she is writing.

Obịanuju na-ele tiivi mgbe m lọtara.

Obịanuju na-ele tiivi mgbe m lọtara.

Obianuju was watching TV when I came back.

Ọ naghị ele anya n'ụzọ.

Ọ naghị ele anya n'ụzọ.

He is not looking on the road.

Lee anya ka m gwa gị, kwụsị iti ya ihe.

Lee anya ka m gwa gị, kwụsị iti ya ihe.

Look let me tell you, stop beating her.

kírí

kiri

Wordkiri
Definitions

Active verb

1.watch [for instance a movie]

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọghị m ikiri nke ahụ.

Achọghị m ikiri nke ahụ.

I don't want to watch that one.

O kiriri ihe onyoonyo ụnyaahụ,

O kiriri ihe onyoonyo ụnyaahụ,

He watched the television yesterday.

Enuma kiri bọọlụ ndị Pọtụgal na Fransị

Enuma kiri bọọlụ ndị Pọtụgal na Fransị

Enuma watched the match between Portugal and France.

Anyị ga-ekiri ihe ha ga-eme echi.

Anyị ga-ekiri ihe ha ga-eme echi.

We will watch what they will do tomorrow.

Anyị na-ekiri mmọnwụ.

Anyị na-ekiri mmọnwụ.

We are watching masquerade.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.