Nkọwa okwu logo
Beta

lé ányá

le anya

Wordle anya
Definitions

Active verb

浪目

1.look; behold

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ile anya n'akwụkwọ ahụ.

Achọghị m ile anya n'akwụkwọ ahụ.

I don't want to look at that book.

O lere anya mgbe anyị kpọrọ ya.

O lere anya mgbe anyị kpọrọ ya.

She looked when we called her.

Ọ na-ele oke anya.

Ọ na-ele oke anya.

She look too much.

Ada ga-ele anya ma ị kpọ ya.

Ada ga-ele anya ma ị kpọ ya.

Ada will look (back) if you call her.

Emeka na-ele ụmụ nwaanyị oke anya.

Emeka na-ele ụmụ nwaanyị oke anya.

Emeka looks at women alot.

Onye lere m anya?

Onye lere m anya?

Who looked at me?

Ọ dị mma ka anyị lee ya anya.

Ọ dị mma ka anyị lee ya anya.

It is good we look at it.

Ọ na-ele anya n'ihe a na-akụziri ya.

Ọ na-ele anya n'ihe a na-akụziri ya.

He is looking at what he is being taught.

Lee anya ebe a!

Lee anya ebe a!

Look here!

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.