hí ḿmírí
hi mmirī
Word | hi mmirī |
Definitions | Active verb 1.to be leaking |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Komkom a na-ehi mmiri.
Komkom a na-ehi mmiri.
This container is leaking water.
Achọghị m ka okwu anyị hie mmiri.
Achọghị m ka okwu anyị hie mmiri.
I do not want our conversation to leak water.
Ụlọ ahụ hiri mmiri ọnwa atọ tupu onyenwe ụlọ abịa dozie ya.
Ụlọ ahụ hiri mmiri ọnwa atọ tupu onyenwe ụlọ abịa dozie ya.
That house leaked for three months before the landlord came to repair it.
Efere a ga-ehi mmiri n'oge na-eteghi aka.
Efere a ga-ehi mmiri n'oge na-eteghi aka.
This plate will leak water in no distant time
Hapụ bọkeeti ahụ, ọ dịka ihe ga-ehi mmiri.
Hapụ bọkeeti ahụ, ọ dịka ihe ga-ehi mmiri.
Leave that bucket, it looks like something that will leak.
Elu ụlọ anyị na-ehi mmiri.
Elu ụlọ anyị na-ehi mmiri.
Our roof is leaking.
hí ḿmírí
hi mmīrī
Word | hi mmīrī |
Definitions | Active verb 1.(of roof or container) leak |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ite ahụ ga-ehi mmiri echi.
Ite ahụ ga-ehi mmiri echi.
That pot will leak water tomorrow.
Ụlọ akanya ha na-ehi mmiri oge ọbụla.
Ụlọ akanya ha na-ehi mmiri oge ọbụla.
Their thatch house leaks all the time.
Ụlọ onyenkuzi anyị hiri mmiri n'abalị ụnyaahụ.
Ụlọ onyenkuzi anyị hiri mmiri n'abalị ụnyaahụ.
Our teacher's house leaked water last night.
pú ēpú
pu ēpū
Word | pu ēpū |
Definitions | Active verb 1.spring up; sprout; grow shoots 2.be perforated; leak; have hole(s) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ite ahụ puru epu.
Ite ahụ puru epu.
The pot has holes.
Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.
Mmanụ ahụ si ebe na-epu epu wụọ m.
The oil poured on me through the leaked points.
Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.
Ọ chọrọ ịzụ jiakpụ na-epu epu.
She wants to buy cassava that grow shoots.
Ihe ndị a ga-epu epu.
Ihe ndị a ga-epu epu.
These things will develop holes.
Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.
Mkpụrụ oroma ahụ na-epu.
The orange seed is sprouting.
Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.
Ji a Ada kọrọ ebe a anaghị epu epu.
This yam Ada planted here does not sprout.