ché íhú
che ihu
Word | che ihu |
Definitions | Active verb 害垣 1.be opposite; face |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chee ihu ebe a.
Chee ihu ebe a.
Face here.
Ụlọ m chere ihu na nke unu.
Ụlọ m chere ihu na nke unu.
My house is opposite yours.
Ị na-eche ihu gị n'aka nri oge ọbụla ị na-agafe ebe a.
Ị na-eche ihu gị n'aka nri oge ọbụla ị na-agafe ebe a.
You face your right side each time you are passing here.
Ebe m bi chere ihu n'okporụzọ.
Ebe m bi chere ihu n'okporụzọ.
Where I live is facing the road.
Ọ ga-eche gị ihu ma ọ kụzibe ihe.
Ọ ga-eche gị ihu ma ọ kụzibe ihe.
He will face you when he starts teaching.
Ọ sịrị na anyị ga-eche ha ihu.
Ọ sịrị na anyị ga-eche ha ihu.
He said that we will face them.
Olee ndị chere anyị ihu?
Olee ndị chere anyị ihu?
Which people are facing us.
Unu ga-eche ihu ebe a?
Unu ga-eche ihu ebe a?
You people will face here.