yí ákwá
yi ākwā
Word | yi ākwā |
Definitions | Active verb y訓回 1.lay eggs |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọkụkọ m na-eyi akwa.
Ọkụkọ m na-eyi akwa.
My chicken is laying eggs.
Ọ dịka ọkụkụ a ga-eyi akwa taata.
Ọ dịka ọkụkụ a ga-eyi akwa taata.
It seems this chicken will lay eggs today.
Ọ bụghị naanị ọkụkọ na-eyi akwa.
Ọ bụghị naanị ọkụkọ na-eyi akwa.
It is not only chicken that lay eggs.
Nnụnụ yiri akwa n'elu osisi a.
Nnụnụ yiri akwa n'elu osisi a.
A bird layed an egg on top of the tree.
bíkwàsį áká
bikwàsị̀ aka
Word | bikwàsị̀ aka |
Definitions | Active verb 1.lay hands upon |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ chọghị onye ọbụla ibikwasị ya aka n'isi.
Ọ chọghị onye ọbụla ibikwasị ya aka n'isi.
He does not want anybody to lay hands on his head.
Oge o bikwasịrị ya aka, ahụ adị ya mma.
Oge o bikwasịrị ya aka, ahụ adị ya mma.
When he layed hands on her, she regained her health.
Ọ ga-ebikwasị aka ya n'ebe ahụ na-egbu gị mgbu.
Ọ ga-ebikwasị aka ya n'ebe ahụ na-egbu gị mgbu.
He will lay his hands where you feel pain in your body.
E bikwasịrị ya aka n'isi ma tee ya mmanụ.
E bikwasịrị ya aka n'isi ma tee ya mmanụ.
Hands were laid on his head and anointed him.
Achọrọ m ibikwasi aka n'ụgbọala ya.
Achọrọ m ibikwasi aka n'ụgbọala ya.
I want to lay hands on his car.
bíkwàsï áká
bikwàsị akā
Word | bikwàsị akā |
Definitions | Active verb 1.lay hands upon |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gaa, bikwasị ya aka.
Gaa, bikwasị ya aka.
Go and lay hands on him.
Ha gbakọrọ aka bikwasịa ya aka.
Ha gbakọrọ aka bikwasịa ya aka.
They jointly laid hands on him.
Anyị chọrọ ibikwasị nwata a aka.
Anyị chọrọ ibikwasị nwata a aka.
We want to lay hands on this child.
Onye na-ebikwasi m aka?
Onye na-ebikwasi m aka?
Who is laying hands on me?
Ha ga-ebikwasị ya aka.
Ha ga-ebikwasị ya aka.
They will lay hands on him.
Ọtụtụ ndị ga-ebikwasị ya aka.
Ọtụtụ ndị ga-ebikwasị ya aka.
Many people will lay hands on him.
Bishọp na-ebikwasị ha aka n'isi.
Bishọp na-ebikwasị ha aka n'isi.
The Bishop is confirming them.
Ụkọchukwukwu bikwasịrị ya aka n'isi ma kpeere ya ekpere.
Ụkọchukwukwu bikwasịrị ya aka n'isi ma kpeere ya ekpere.
The priest laid hands on his head and prayed for him.
kpē ḿkpēsá
kpē m̄kpēsā
Word | kpē m̄kpēsā |
Definitions | Active verb 匠寐匠s寀 1.lay a complaint |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ekpe mkpesa n'aka ndịuweojii.
Ọ na-ekpe mkpesa n'aka ndịuweojii.
He is laying a complaint to the police.
tü àkányá
tụ àkanya
Word | tụ àkanya |
Definitions | Active verb 1.lay thatch roof 2.roof a house or tent |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Nnannukwu m na-atụ akanya mgbe ọ dị ndụ.
Nnannukwu m na-atụ akanya mgbe ọ dị ndụ.
My grandfather laid thatch roofs when he was alive.
Ana m achọ onye ga-atụ ụlọ m akanya.
Ana m achọ onye ga-atụ ụlọ m akanya.
I am looking for someone to roof my house.
nyìbé
nyìbe
Word | nyìbe |
Definitions | Active verb 1.lay something or someone down |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ebee ka ị ga-enyibe ya?
Ebee ka ị ga-enyibe ya?
Where are you going to lay it.
Ahụrụ m ka ọ na-enyibe nwata ahụ n'ute.
Ahụrụ m ka ọ na-enyibe nwata ahụ n'ute.
I saw her laying that child on the mat.
Nnwa onye ka i nyibere n'akụkụ gị?
Nnwa onye ka i nyibere n'akụkụ gị?
Whose child did you lay beside you?
Ebee ka Nkechi na-enyibe nnwa ya?
Ebee ka Nkechi na-enyibe nnwa ya?
Where does Nkechi lay her child?
Achọ m inyibe nwa a n'ebe a.
Achọ m inyibe nwa a n'ebe a.
I want to lay this child here.
Kupu nnwa enyibere ebe ahụ.
Kupu nnwa enyibere ebe ahụ.
Carry away the child that was layed there.
Nyibe nwata ahụ ebe a.
Nyibe nwata ahụ ebe a.
Lay that child here.
jídó áká
jido aka
Word | jido aka |
Definitions | Active verb 1.lay hold of; hold onto |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achoghi m ijido aka n'ihe o kwuru.
Achoghi m ijido aka n'ihe o kwuru.
I do not want to hold onto his words.
Ọ ga-ejido aka n'ihe ga-eme wee bee akwa.
Ọ ga-ejido aka n'ihe ga-eme wee bee akwa.
He will take hold of what will happen to cry.
Ijido aka na ya, ọ ga-ada.
Ijido aka na ya, ọ ga-ada.
If you hold unto it, it will fall.
O jidoro aka n'ihe m gwara ya wee tie nwunye ya ihe.
O jidoro aka n'ihe m gwara ya wee tie nwunye ya ihe.
He held on to what I told him to beat his wife.
Ọ chọrọ ijido m n'akwa.
Ọ chọrọ ijido m n'akwa.
She wants to hold me by the cloth.
Ọ chọrọ ijido aka n'ihe mere wee kwuo okwu.
Ọ chọrọ ijido aka n'ihe mere wee kwuo okwu.
She wants to lay hold of what happened to talk.
Ndụka na-ejide aka na o ji ego wee na-emegbu ndị ogbenye.
Ndụka na-ejide aka na o ji ego wee na-emegbu ndị ogbenye.
He takes advantage of his riches to oppress the poor.
zö ǹzǫ
zọ ǹzọ̀
Word | zọ ǹzọ̀ |
Definitions | Active verb 1.lay, offer, wager; make a bet |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha zọrọ nzọ.
Ha zọrọ nzọ.
They betted.
Ịzọ nzọ adịghị mma.
Ịzọ nzọ adịghị mma.
Betting is not good.
Ha zọrọ nzọ onye ga-ebu ụzọ richa nri ya.
Ha zọrọ nzọ onye ga-ebu ụzọ richa nri ya.
They had a bet on who will finish his food first.
Nzọ ọ zorọ, e tinyela ya na nsogbu.
Nzọ ọ zorọ, e tinyela ya na nsogbu.
The bet he had, has put him in trouble.
Obi na Ibe zọrọ nzọ onye ga-erite mkpụrụobi Nneka.
Obi na Ibe zọrọ nzọ onye ga-erite mkpụrụobi Nneka.
Obi and Ibe had a bet on who will win the heart of Nneka.
Anyị ga-azọ nzọ echi.
Anyị ga-azọ nzọ echi.
We will bet tomorrow.
kösá
kọsa
Word | kọsa |
Definitions | Active verb 1.reveal; declare; lay complaint |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Eze bịara ịkosa mkpa ya.
Eze bịara ịkosa mkpa ya.
Eze came to present her problem
Kosara Chineke mkpa gị niile
Kosara Chineke mkpa gị niile
Tell God all your problems.
Ọnye ka m ga-akọsara ihe mere?
Ọnye ka m ga-akọsara ihe mere?
Who will share the incident with?
Ọ hụghị onye ọ kọsara nsogbu ya.
Ọ hụghị onye ọ kọsara nsogbu ya.
He has no one to share his problems with.
Ọ na-agagharị na-akọsa banyere Kraịst.
Ọ na-agagharị na-akọsa banyere Kraịst.
He is moving about, telling people about God.
kwásá
kwasa
Word | kwasa |
Definitions | Active verb 1.pack upon; lay(a cloth or mat) upon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ kwasara akwa n'elu oche ahụ tupu ọ nọdụ ọdụ.
Ọ kwasara akwa n'elu oche ahụ tupu ọ nọdụ ọdụ.
She laid a cloth on that chair before she sat on it.