Nkọwa okwu logo
Beta

ųfüfų

ụ̀fụfụ̀

Wordụ̀fụfụ̀
Definitions

Noun

1.foam; froth; lather

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmamịrị ya gbara ụfụfụ.

Mmamịrị ya gbara ụfụfụ.

His urine has a froth.

Ụfụfụ pụtara ya n'ọnụ mgbe ọ dara n'ala.

Ụfụfụ pụtara ya n'ọnụ mgbe ọ dara n'ala.

Froth came out of his mouth when he fell.

Amaghị m na mmanụ na-agba ụfụfụ.

Amaghị m na mmanụ na-agba ụfụfụ.

I do not know that oil foams.

Ofe egusi ahụ gbara ụfụfụ iji gosi na ọ gbara ụka.

Ofe egusi ahụ gbara ụfụfụ iji gosi na ọ gbara ụka.

The melon soup had lather to show it is soured.

Ụfụfụ na-apụta ewu a n'ọnụ gosiri na ahụ adịghị ya mma.

Ụfụfụ na-apụta ewu a n'ọnụ gosiri na ahụ adịghị ya mma.

The foams coming out of this goats mouths shows the goat is ill.

Ụfụfụ na-apụta nwoke a n'ọnụ.

Ụfụfụ na-apụta nwoke a n'ọnụ.

This man is foaming through his mouth.

gbö ųfüfų

gbọ ụ̀fụfụ̀

Wordgbọ ụ̀fụfụ̀
Definitions

Active verb

1.foam; froth; lather; produce a mass of bubbles as in soaps and fermentation

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-agbọ ụfụfụ nke ọma.

Ọ na-agbọ ụfụfụ nke ọma.

It will foam.

Ncha ahụ na-agbọ ụfụfụ ozugbo e tinyere ya na mmiri.

Ncha ahụ na-agbọ ụfụfụ ozugbo e tinyere ya na mmiri.

That soap foams immediately it is put inside water.

ńchà

nchà

Wordnchà
Definitions

Noun

1.soap; a substance whose lather helps lift stains off materials

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada ma ka e si eme ncha.

Ada ma ka e si eme ncha.

Ada knows how to make soap.

Ncha ahụ dị ọnụ.

Ncha ahụ dị ọnụ.

That soap is costly.

Agara m ụlaahịa ịzụ ncha.

Agara m ụlaahịa ịzụ ncha.

I went to the store to buy soap.

A na-eji ncha asa akwa.

A na-eji ncha asa akwa.

Soap is used for washing clothes.

Ncha ahụ nwere isi ọma.

Ncha ahụ nwere isi ọma.

That soap smells nicely.

Ncha ahụ na-agbọ agbọ.

Ncha ahụ na-agbọ agbọ.

The soap foams.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.