Nkọwa okwu logo
Beta

ónyénwēülǫ

onyenwēụlọ̀

Wordonyenwēụlọ̀
Definitions

Noun

1.landlord; landlady; house owner

Related Term
Word Stem

Examples

Enwere m olileanya na aga m abụ onyenwe ụ̣lọ n'ọnwa na-abịa.

Enwere m olileanya na aga m abụ onyenwe ụ̣lọ n'ọnwa na-abịa.

I have faith that I will be a landlady in the coming month.

Onyenwe ụlọ ha gbara ha akwụkwọ maka na ha ekweghị akwụ ụgwọ ụlọ.

Onyenwe ụlọ ha gbara ha akwụkwọ maka na ha ekweghị akwụ ụgwọ ụlọ.

Their landlord sued them because they refused to pay house rent.

Onyenwe ụ̣lọ anyị ebighị ebe ahụ.

Onyenwe ụ̣lọ anyị ebighị ebe ahụ.

Our landlord does not live there

Ọnaghị amasị m ibi ebe onyenwe ụ̣lọ bi.

Ọnaghị amasị m ibi ebe onyenwe ụ̣lọ bi.

I do not like to live where the landlord lives.

Onyenwe ụ̣lọ ahụ anwụọla.

Onyenwe ụ̣lọ ahụ anwụọla.

The landlord of that house has died.

Anyị chọrọ ihụ onyenwe ụ̣lọ a.

Anyị chọrọ ihụ onyenwe ụ̣lọ a.

We want to see the landlord of this house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.