Nkọwa okwu logo
Beta

ṃpánāáká

m̀panaaka

Wordm̀panaaka
Definitions

Noun

寑客営稼

1.lantern

2.A type of lamp usually made with small metal container, covered top with lamp thread coming out through a small hole on the top

3.a kerosene lamp

Variationsm̀panaka
Related Terms
Word Stems

Examples

Mpanaaka ahụ dara n'ala.

Mpanaaka ahụ dara n'ala.

The lantern fell on the ground.

Ada tinyere ọkụ na mpanaaka.

Ada tinyere ọkụ na mpanaaka.

Ada lit the lamp

Mpanaaka anaghị ewuzi.

Mpanaaka anaghị ewuzi.

The use of lantern is no longer fashionable.

Ọ na-eji mpanaaka azụ ahịa n'abalị.

Ọ na-eji mpanaaka azụ ahịa n'abalị.

He uses lantern to trade in the night.

Mpanaaka ya dara n'ala.

Mpanaaka ya dara n'ala.

His lantern fell on the ground.

Mpanaaka ya nyụrụ n'ụzọ.

Mpanaaka ya nyụrụ n'ụzọ.

Her lantern went off on the way.

Oge ụfọdụ, mpanaaka na-akwụ anwụrụ.

Oge ụfọdụ, mpanaaka na-akwụ anwụrụ.

Sometimes, lantern emits smoke.

Ọ na-agbanye mmanụ na mpanaaka.

Ọ na-agbanye mmanụ na mpanaaka.

He is filling the lantern with oil.

E ji komkom arụ mpanaaka.

E ji komkom arụ mpanaaka.

Empty tins are used for making lanterns.

Anyị nwere mpanaaka ọzọ.

Anyị nwere mpanaaka ọzọ.

We have another lantern.

Wepụta mpanaaka ahụ.

Wepụta mpanaaka ahụ.

Bring out that lamp.

Ọ bụ Chike munyụrụ mpanaaka a.

Ọ bụ Chike munyụrụ mpanaaka a.

It was Chike that put off the lamp.

Onye nwe mpanaaka a?

Onye nwe mpanaaka a?

Who has this lamp?

Emeka nwere mpanaaka atọ.

Emeka nwere mpanaaka atọ.

Emeka had two lamps.

Munye ọkụ na mpanaaka ahụ.

Munye ọkụ na mpanaaka ahụ.

Light that lamp.

Mpanaaka a na-ata nchara.

Mpanaaka a na-ata nchara.

This lamp is rusting.

Onye dobere mpanaaka a ebea?

Onye dobere mpanaaka a ebea?

Who kept this lamp here?

Gịnị bụ mpanaaka?

Gịnị bụ mpanaaka?

What is lantern?

A na-akpọkwa mpanaaka oriọna.

A na-akpọkwa mpanaaka oriọna.

Lantern can also be called lamp.

ǫchàǹjà

ọ̀chàǹjà

Wordọ̀chàǹjà
Definitions

Noun

撃差寏献

1.tin kerosene lamp; a small tin oil-lamp with a wick

2.a market in Onitsha

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aha ahịa ahụ bụ ọchanja maka a na-eji ọchanja ere ahịa ebe ahụ, n'abalị, oge gara aga.

Aha ahịa ahụ bụ ọchanja maka a na-eji ọchanja ere ahịa ebe ahụ, n'abalị, oge gara aga.

The name of the market is ochanja because oil lamps were commonly used to light it up, at night, in the past.

Mmanụ adịghị n'ọchanja m.

Mmanụ adịghị n'ọchanja m.

There is no oil in my lamp

Ọchanja m emebiela.

Ọchanja m emebiela.

My local lamp has spoilt.

Nne m na-ere ọchanja.

Nne m na-ere ọchanja.

My mother sells local lamp.

Butere m ọchanja ahụ.

Butere m ọchanja ahụ.

Bring that local lamp for me.

òríǫnà

òriọ̀nà

Wordòriọ̀nà
Definitions

Noun

1.local candle [made from palm fibre after squeezing out the oil]; tinder (often made palm-branch beaten to fibre); candle; lamp

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Biko zụtara m oriọna ọzọ.

Biko zụtara m oriọna ọzọ.

Please buy another candle for me.

Onye na-ere oriọna a?

Onye na-ere oriọna a?

Who is selling this candle?

Ụfọdụ ụmụ akwụkwọ ji oriọna agụ akwụkwọ.

Ụfọdụ ụmụ akwụkwọ ji oriọna agụ akwụkwọ.

Some students read with candle.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.