ǹgwürö
ǹgwụrọ̄
Word | ǹgwụrọ̄ |
Definitions | Noun 腺 1.inability of the legs to function; paralysis 2.a person whose legs are unable to function; a cripple; lame person |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ.
Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ.
A planned battle does not engulf the lame.
Ngwọrọ anaghị agbasi ọsọ ike.
Ngwọrọ anaghị agbasi ọsọ ike.
The lame do not run fast.
O ji ngwụrọ ya egwu ndị mmadụ wayo.
O ji ngwụrọ ya egwu ndị mmadụ wayo.
He is defrauding people with his paralysis.
Nna ya bụ ngwụrọ
Nna ya bụ ngwụrọ
His father is lame
Ọgụegwu a bụ ngwọrọ.
Ọgụegwu a bụ ngwọrọ.
This singer is a cripple.
dà ǹgwörö
dà ǹgwọrọ
Word | dà ǹgwọrọ |
Definitions | Active verb 員腺 1.be or become lame or crippled |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ dara ngwọrọ ka ihemberede ahụ mechara.
Ọ dara ngwọrọ ka ihemberede ahụ mechara.
He became lame after that accident happened.
O kwesịghị ịda ngwọrọ maka mmerụahụ ahụ.
O kwesịghị ịda ngwọrọ maka mmerụahụ ahụ.
He is not supposed to become crippled because of that injury.
Ị ga-ada ngwụrọ ma ị ghara ịgba ọgwụ a.
Ị ga-ada ngwụrọ ma ị ghara ịgba ọgwụ a.
You will become lame if you do not take this injection.
Ọ ga-ada ngwọrọ ma ọ bụrụ na a gwọghị ya.
Ọ ga-ada ngwọrọ ma ọ bụrụ na a gwọghị ya.
He will become crippled if he is not treated.
Ịda ngwụrọ na-eme ka mmadụ ghara imezucha ihe ọ chọrọ ịme na ndụ.
Ịda ngwụrọ na-eme ka mmadụ ghara imezucha ihe ọ chọrọ ịme na ndụ.
Lameness keeps people from accomplishing what they want to do in life.