ráfù
rafù
| Word | rafù |
| Definitions | Active verb 1.seduce; deceive; mislead |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Arafuru m nwanne ya nwaanyị ụnyaahụ.
Arafuru m nwanne ya nwaanyị ụnyaahụ.
I deceived his sister yesterday.
O nweghị onye rafuru ya.
O nweghị onye rafuru ya.
Nobody deceived her.
Ọ sọ gị, kwe ka ha rafuo gị.
Ọ sọ gị, kwe ka ha rafuo gị.
If you like, allow them to deceive you.
Onye rafuru gị?
Onye rafuru gị?
Who deceived you?
Onye na-arafu nnwa a?
Onye na-arafu nnwa a?
Who is deceiving this child?
Ajọ enyi ga-arafu gị.
Ajọ enyi ga-arafu gị.
Bad friends will deceive you.
Ị chọrọ ịrafu m?
Ị chọrọ ịrafu m?
Do you want to deceive me?
Ndụmọdụ nne m nyere m bụ ka m ghara iso ndị na-arafu mmadụ.
Ndụmọdụ nne m nyere m bụ ka m ghara iso ndị na-arafu mmadụ.
The advice my mother gave me was not to join those that deceive people.
Ha ga-arafu gị ma ị soro ha.
Ha ga-arafu gị ma ị soro ha.
They will deceive you if you follow them.
Eluigwe abụghị maka ndị na-arafu onwe ha.
Eluigwe abụghị maka ndị na-arafu onwe ha.
Heaven is not for those that deceive themselves.
Ọ rafuru nwaagbọghọbịa ahụ?
Ọ rafuru nwaagbọghọbịa ahụ?
He deceived that young lady.
Gịnị mere ị ji arafu nwa a.
Gịnị mere ị ji arafu nwa a.
Why are you deceiving that child?
Rafuo ya maọbụrụ na ị bụ nwoke.
Rafuo ya maọbụrụ na ị bụ nwoke.
Mislead her if you are a man.
Ị maghị na ọ chọrọ ịrafu gị?
Ị maghị na ọ chọrọ ịrafu gị?
You don't know that he wants to deceive you?
Mmasị ya bụ ịrafụ onye ọbụla ọ hụrụ.
Mmasị ya bụ ịrafụ onye ọbụla ọ hụrụ.
His interest is misleading anybody he sees.
gügų
gụgụ̀
| Word | gụgụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.console; rock a baby by singing |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Gụgụọ nwanne gị nwoke.
Gụgụọ nwanne gị nwoke.
Console your brother.
I nwere ike ịgụgụ nnwa ahụ na-ebe akwa.
I nwere ike ịgụgụ nnwa ahụ na-ebe akwa.
Can you console that crying child?
Kpọta onye ga-agụgụ nnwa a.
Kpọta onye ga-agụgụ nnwa a.
Get someone that will console this baby.
Onye gụgụrọ ya?
Onye gụgụrọ ya?
Who consoled him?
Ị chọrọ ịgụgọ m akwa?
Ị chọrọ ịgụgọ m akwa?
Do you want to console me from crying?
Ọ na-agụgọ ya mgbe ọ batara.
Ọ na-agụgọ ya mgbe ọ batara.
He was rocking him to sleep by singing when she came.
O kwere nkwa na ọ ga-agụgọ ya ma o besịa akwa.
O kwere nkwa na ọ ga-agụgọ ya ma o besịa akwa.
He promised that he will console him after he is done crying.
Onye gụgụrụ Amara?
Onye gụgụrụ Amara?
Who consoled Amara.
Ọ na-agụgụ ya mgbe anyị batara.
Ọ na-agụgụ ya mgbe anyị batara.
She was consoling him when we entered.
Achọghị m onye ga-agụgụ m.
Achọghị m onye ga-agụgụ m.
I do not want anybody to console me.
ràtá
ràta
| Word | ràta |
| Definitions | Active verb 惨怠 1.seduce; entice; lead astray; persuade someone, especially to do something bad |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
I want to lead our teacher astray to come here.
E ji nri arata nkịta.
E ji nri arata nkịta.
Food is used to entice dogs.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
He leads people astray to this place.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Entice him to come here so we can beat him.
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Who is going to lead that soldier astray to this place.
Ọ ga-arata ya echi.
Ọ ga-arata ya echi.
She will deceive him to come tomorrow.
Ọ ratara m.
Ọ ratara m.
He seduced me.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka enticed me with meat.