Nkọwa okwu logo
Beta

láfè

lafè

Wordlafè
Definitions

Active verb

1.escape; being free from a serious situation; pass any form of examination

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye sị na ọ na-alafe?

Onye sị na ọ na-alafe?

Who said that he is to overcome?

Ha ekweghị ya lafee.

Ha ekweghị ya lafee.

He was not allowed to overcome.

Ọtụtụ ndị lafere.

Ọtụtụ ndị lafere.

Many people overcame.

Ndụka ga-alafe na nsogbu ahụ.

Ndụka ga-alafe na nsogbu ahụ.

Ndụka will overcome that problem.

Kaba ahụ lafee na nsogbu ahụ.

Kaba ahụ lafee na nsogbu ahụ.

Endeavor to save yourself from that trouble.

Nwata a nwere ike ịlafe n'ule.

Nwata a nwere ike ịlafe n'ule.

This child might pass the examination.

Ekele dịrị Chukwu na-alafere m n'ikpe ahụ.

Ekele dịrị Chukwu na-alafere m n'ikpe ahụ.

Thank God that I escaped that case.

Adaobi na-alafe n'ule ọbụla o lere.

Adaobi na-alafe n'ule ọbụla o lere.

Adaobi passes all the examination she writes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.