lá ń’íyì
la n’iyì
Word | la n’iyì |
Definitions | Active verb 1.be useless 2.become useless, spoilt; be ruined 3.go away, heal (of sore, cut, etc.) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye lara mmiri m n'iyi?
Onye lara mmiri m n'iyi?
Who wasted my water?
Azụ a na-ala n'iyi ebe a.
Azụ a na-ala n'iyi ebe a.
This fish is destroying here.
Ọ bụrụ na i geghi ntị, ị ga-ala n'iyi.
Ọ bụrụ na i geghi ntị, ị ga-ala n'iyi.
If you do not listen, you will be destroyed.
Nwata a na-ala n'iyi.
Nwata a na-ala n'iyi.
This child is ruining.
Diokpara ya lara n'iyi.
Diokpara ya lara n'iyi.
His first son, is useless.
Ọ masị gị, laa n'iyi, nke ahụ agbasaghị m.
Ọ masị gị, laa n'iyi, nke ahụ agbasaghị m.
If you like become useless, that does not concern me.