ràtá
ràta
| Word | ràta |
| Definitions | Active verb 惨怠 1.seduce; entice; lead astray; persuade someone, especially to do something bad |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
I want to lead our teacher astray to come here.
E ji nri arata nkịta.
E ji nri arata nkịta.
Food is used to entice dogs.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
He leads people astray to this place.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Entice him to come here so we can beat him.
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Who is going to lead that soldier astray to this place.
Ọ ga-arata ya echi.
Ọ ga-arata ya echi.
She will deceive him to come tomorrow.
Ọ ratara m.
Ọ ratara m.
He seduced me.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka enticed me with meat.
lötá
lọta
| Word | lọta |
| Definitions | Active verb 1.return (home); come back |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị hụrụ ya mgbe anyị na-alọta.
Anyị hụrụ ya mgbe anyị na-alọta.
We saw him when we were coming back.
Nwaanyị laa, nnwa gị ga-alọta echi.
Nwaanyị laa, nnwa gị ga-alọta echi.
Go home woman, your child will return tomorrow.
Onye bụ onye ahụ lọtara n'abalị?
Onye bụ onye ahụ lọtara n'abalị?
Who was the person that returned last night?
Lọta, ihe adịwo mma!
Lọta, ihe adịwo mma!
Retrun, things are fine.
Kedụ mgbe ọ ga-amasị gị ịlọta?
Kedụ mgbe ọ ga-amasị gị ịlọta?
When would you like to return?
Ị lọta, i sie nri.
Ị lọta, i sie nri.
If you return, you cook.
Ọchị juru ya ihu mgbe ọ na-alọta.
Ọchị juru ya ihu mgbe ọ na-alọta.
His face was filled with smile as he returned home.
Nwunye ya lọtara n'abalị ụnyaahụ.
Nwunye ya lọtara n'abalị ụnyaahụ.
His wife returned yesterday night.
Kedu mgbe ọ lọtara?
Kedu mgbe ọ lọtara?
When did he return?
Nna m na-alọta n'oge.
Nna m na-alọta n'oge.
My father returns early.
rápųtá
rapụ̀ta
| Word | rapụ̀ta |
| Definitions | Active verb 1.lure out; 2.expose to trouble or inconvenience, especially one which is very much intended to be avoided; 3.make identifiable; expose |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ụdị ndị a ga-arapụta gị.
Ụdị ndị a ga-arapụta gị.
This type of people will put you in trouble.
Ọ na-achọ onye ọ ga-arapụta.
Ọ na-achọ onye ọ ga-arapụta.
He is looking for someone to implicate.
Ụgbaala gị a rapụtara anyị n'ụzọ taa.
Ụgbaala gị a rapụtara anyị n'ụzọ taa.
This your car caused us inconvenience on the road today.
Gbaa mbọ rapụta ya.
Gbaa mbọ rapụta ya.
Try and put him into trouble.
Onye rapụtara gị?
Onye rapụtara gị?
Who caused trouble for you?
Obika chọrọ ịrapụta m.
Obika chọrọ ịrapụta m.
Obika wants to implicate me.
Ọ na-achọ onye ọ ga-arapụta.
Ọ na-achọ onye ọ ga-arapụta.
He is looking for someone to implicate.
Ụdị ndị a ga-arapụta gị.
Ụdị ndị a ga-arapụta gị.
This type of people will put you in trouble.
Ụgbọala gị a rapụtara anyị n'ụzọ taa.
Ụgbọala gị a rapụtara anyị n'ụzọ taa.
Your car caused us inconvenience on the road today.
Amaka chọrọ ịrapụta gị.
Amaka chọrọ ịrapụta gị.
Amaka wants to expose you to trouble.
Ha rapụtara ya ma gbuo ya.
Ha rapụtara ya ma gbuo ya.
They lured him out and killed him.