kwų chįḿ
kwụ̀ chị̀m
| Word | kwụ̀ chị̀m |
| Definitions | Active verb 隅襟寑 1.stand firm 2.(figurative) be strongly supportive |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Akpụraakpụ nke a kwụ chịm.
Akpụraakpụ nke a kwụ chịm.
This sculpture is standing firm.
Anyị ga-akwụ chim.
Anyị ga-akwụ chim.
We will stand firm.
Ha kwụrụ chim.
Ha kwụrụ chim.
They stood firm.
Ọ na-akwụ chim mgbe niile.
Ọ na-akwụ chim mgbe niile.
It is standing firm at all time.
Biko, unu kwụọ chim!
Biko, unu kwụọ chim!
Please, you all stand firm!
Ịkwụ chim adịghị ya mfe.
Ịkwụ chim adịghị ya mfe.
To stand firm is not easy for him.
gbá ṃkpǫrǫgwų
gba m̀kpọ̀rọ̀gwụ̀
| Word | gba m̀kpọ̀rọ̀gwụ̀ |
| Definitions | Active verb 佐本 1.grow root, especially the tap root; 2.(figurative) deep-rooted; ingrained; stand strong |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ha na-akọwa na nrụrụaka gbara mkpọrọgwụ n'obodo ndị a e depụtara aha ha.
Ha na-akọwa na nrụrụaka gbara mkpọrọgwụ n'obodo ndị a e depụtara aha ha.
They are trying to say that corruption is deep-rooted in these countries whose names are listed.
Achọrọ m ka ezi akparamaagwa gbaa mkpọrọgwụ n'ime ndụ gị.
Achọrọ m ka ezi akparamaagwa gbaa mkpọrọgwụ n'ime ndụ gị.
I want good behavior to be deeply rooted in your life.
Ọ dị mma ka ọ gbaa mkpọrọgwụ.
Ọ dị mma ka ọ gbaa mkpọrọgwụ.
It is nice for it to be deep rooted.
Gbanye mkpọrọgwụ, kwụrụ ka nwoke.
Gbanye mkpọrọgwụ, kwụrụ ka nwoke.
Stand strong like a man.
Ọ dị mma ịgbanye mkpọrọgwụ n'Okwu Chineke.
Ọ dị mma ịgbanye mkpọrọgwụ n'Okwu Chineke.
It is good to be deep rooted in the Word of God.
Osisi ahụ ji nwayọ agbanye mkpọrọgwụ.
Osisi ahụ ji nwayọ agbanye mkpọrọgwụ.
The tree is gradually getting strong.
Osisi a agbaala mkpọrọgwụ siri ike n'ime ala.
Osisi a agbaala mkpọrọgwụ siri ike n'ime ala.
This tree has grown strong root in the ground.
Ọ chọrọ ịgba mkpọrọgwụ n'ahịa ya.
Ọ chọrọ ịgba mkpọrọgwụ n'ahịa ya.
She wants to be deep rooted in his business.
A hapụ ya, ọ ga-agbanye ezigbo mkpọrọgwụ.
A hapụ ya, ọ ga-agbanye ezigbo mkpọrọgwụ.
If you leave it, it will be deep rooted.
Nnenna na-achọ ịgbanye mkpọrọgwụ n'ọrụ ahụ.
Nnenna na-achọ ịgbanye mkpọrọgwụ n'ọrụ ahụ.
Nnenna wants to grow strong in that job.
Uchenna agbanyela mgbọrọgwụ n'ihe ọjọọ.
Uchenna agbanyela mgbọrọgwụ n'ihe ọjọọ.
Uchenna is deep rooted in evil.