Nkọwa okwu logo
Beta

kwörì

kwọrì

Wordkwọrì
Definitions

Active verb

1.crush; grind into pieces

Related Term
Word Stem

Examples

Gwa Emeka ka ọ kwọrie ọka ahụ.

Gwa Emeka ka ọ kwọrie ọka ahụ.

Tell Emeka to grind that corn.

Kedu onye ga-akwọrị akwụ ahụ?

Kedu onye ga-akwọrị akwụ ahụ?

Who will crush that palm fruit?

Achọrọ m ikwọri egwusi a.

Achọrọ m ikwọri egwusi a.

I want to grind this melon to pieces.

Emeka, kedu ihe i na-akwọri ihe ahụ?

Emeka, kedu ihe i na-akwọri ihe ahụ?

Emeka what is that thing you are crushing?

Buru ụzọ kwọrie ose.

Buru ụzọ kwọrie ose.

First grind pepper.

Gịnị kwọrịrị ọpụpa a etu a?

Gịnị kwọrịrị ọpụpa a etu a?

What grinded this groundnut like this?

kwöpïà

kwọpịà

Wordkwọpịà
Definitions

Active verb

1.grind to little bits or pulp; crush; mash

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m akwọpịa ha niile.

Ana m akwọpịa ha niile.

I am blending all of them.

Kwọpịa ya.

Kwọpịa ya.

Blend it properly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.