kwèré
kwère
Word | kwère |
Definitions | Active verb 1.accept |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
I kwere ịlụ ya?
I kwere ịlụ ya?
Did you accept to marry him?
Ana m ekwu, ọ na-ekwere.
Ana m ekwu, ọ na-ekwere.
As I was speaking he was agreeing.
Ị ga-ekwere na m tọrọ nwoke a?
Ị ga-ekwere na m tọrọ nwoke a?
Would you believe that I am older than this man.
Kwere Jesu Kristi ugbua.
Kwere Jesu Kristi ugbua.
Believe Jesus Christ now.
Ekwere m ekwe.
Ekwere m ekwe.
I agree.
Ekweere m n'ihe o kwuru.
Ekweere m n'ihe o kwuru.
I agreed to what he said.
Onye kwere, chi ya ekwere.
Onye kwere, chi ya ekwere.
If one agrees, his God will agree too.
Ekwekwala ihe ọ na-ekwu.
Ekwekwala ihe ọ na-ekwu.
Do not agree to what he is saying.
Onye sịrị gị kwere?
Onye sịrị gị kwere?
Who told you to agree?
I kwere, ị nwụọ.
I kwere, ị nwụọ.
If you accept, you die.
Asị m gị kwere na Chineke.
Asị m gị kwere na Chineke.
I told you to believe in God.
Ọ gwara m na ọ ga-ekwere ma o kwute banyere ya.
Ọ gwara m na ọ ga-ekwere ma o kwute banyere ya.
He told me that he will accept if she talks about it.
Ọtụtụ ndị ga-ekwere n'ihe o kwuru.
Ọtụtụ ndị ga-ekwere n'ihe o kwuru.
Many people will believe what he said.
Ọ ka mma ikwere n'ihe o kwuru.
Ọ ka mma ikwere n'ihe o kwuru.
It is better to agree to what he said.
Agaghị m ekwere.
Agaghị m ekwere.
I will not accept it.
kwényé
kwenye
Word | kwenye |
Definitions | Active verb 1.believe in or agree to something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị ama Jihova ekwenyeghị n'atọ n'ime otu.
Ndị ama Jihova ekwenyeghị n'atọ n'ime otu.
The Jehovah's witness do not believe in the trinity.
Ịkwenya na ya enweghị isi.
Ịkwenya na ya enweghị isi.
To believe it doesn't make sense.
Ekwenyere m na Chineke.
Ekwenyere m na Chineke.
I believe in God.
Ada na-ekwenye ihe ọbụla Chika gwara ya.
Ada na-ekwenye ihe ọbụla Chika gwara ya.
Ada believes whatever Chika tells you.
Ekwenyere m n'ihe niile o kwuru.
Ekwenyere m n'ihe niile o kwuru.
I believed in everything he said.
Ha ga-ekwenye n'ihe niile ụkọchukwu ga-agwa ha.
Ha ga-ekwenye n'ihe niile ụkọchukwu ga-agwa ha.
They will believe in everything the pastor will tell them.
-ghárï
-gharị
Word | -gharị |
Definitions | Extensional suffix 硬r寃 1.again; repeat; re- 2.change 3.all over the place; about |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha rụgharịrị ụlọ ahụ.
Ha rụgharịrị ụlọ ahụ.
They rebuilt the house.
O kwugharịrị ya mgbe ị pụrụ.
O kwugharịrị ya mgbe ị pụrụ.
She rephrased(change) it when you left.
A rụgharịala ụgbọala a ọtụtụ oge.
A rụgharịala ụgbọala a ọtụtụ oge.
This vehicle has been repaired several times.
Onye wegharịrị akwụkwọ a?
Onye wegharịrị akwụkwọ a?
Who moved this book?