kwésï
kwesị
Word | kwesị |
Definitions | Medial verb 仰華 1.should; suppose to 2.be just |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha kwesịrị ịma ebe anyị nọ.
Ha kwesịrị ịma ebe anyị nọ.
They are supposed to know where we are.
Ị kwesịrị inye m ego ahụ.
Ị kwesịrị inye m ego ahụ.
You are supposed to give me that money.
Emeka kwesịrị ịbịa ebe a taata.
Emeka kwesịrị ịbịa ebe a taata.
Emeka is supposed to come here today.
O kwesiri ekwesi na Ada ga-anọ n'ọgbakọ a.
O kwesiri ekwesi na Ada ga-anọ n'ọgbakọ a.
It is just that Ada is present in this gathering.
O kwesiri ibido ịga akwụkwọ.
O kwesiri ibido ịga akwụkwọ.
He is supposed to start schooling.
Onye kwesiri ịza ajụjụ ahụ?
Onye kwesiri ịza ajụjụ ahụ?
Who is supposed to answer that question?