kwàkö ísínìísí
kwàkọ isinìisi
Word | kwàkọ isinìisi |
Definitions | Active verb 1.set people at loggerheads |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ejike na-enwe mmasị ịkwakọ isiniisi.
Ejike na-enwe mmasị ịkwakọ isiniisi.
Ejike likes setting people at loggerheads.
Ịkwakọ isiniisi bụ ihe e ji mara ya.
Ịkwakọ isiniisi bụ ihe e ji mara ya.
He is known for setting people at loggerheads.
Atụmaatụ ọhụrụ a kwakọrọ isiniisi n'ụlọọrụ anyị.
Atụmaatụ ọhụrụ a kwakọrọ isiniisi n'ụlọọrụ anyị.
This new plan set people at loggerheads at our office.
Ị ga-akwakọ isiniisi.
Ị ga-akwakọ isiniisi.
You will put people at loggerheads.
Ọnaghị adị mma ikwakọ isiniisi
Ọnaghị adị mma ikwakọ isiniisi
It's not good to set people at loggerheads.
ígwèńzísà
igwènzisà
Word | igwènzisà |
Definitions | Noun 1.an electronic device which produces and sends out radio waves with an antenna, especially in radio or television broadcasting |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Igwenzisa ha adịghị mma.
Igwenzisa ha adịghị mma.
Their transmitter is not good.
A na-eji igwenzisa ezipụ ozi n'ikuku.
A na-eji igwenzisa ezipụ ozi n'ikuku.
A transmitter is used in sending out messages on air.
Igwenzisa ha anaghị eru ebe dị anya.
Igwenzisa ha anaghị eru ebe dị anya.
Their transmitter does not get to far places.
Biko natara m ya igwenzisa ya.
Biko natara m ya igwenzisa ya.
Please collect his transmitter.
Arụghị igwenzisa a na Naịjirịa.
Arụghị igwenzisa a na Naịjirịa.
This transmitter was not produced in Nigeria.
Ndị ụlọọrụ anyị zụtara igwenzisa ọhụrụ.
Ndị ụlọọrụ anyị zụtara igwenzisa ọhụrụ.
Our company bought a new transmitter.
Ha zụrụ igwenzisa ọhụrụ.
Ha zụrụ igwenzisa ọhụrụ.
They bought a new transmitter.