Nkọwa okwu logo
Beta

kwákö

kwakọ

Wordkwakọ
Definitions

Active verb

1.pack up; pack together

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị ga-akwakọ ya ozugbo tupu mmiri ezobe.

Ị ga-akwakọ ya ozugbo tupu mmiri ezobe.

You will pack it up immediately before it starts raining.

Soro m kwakọọ ha.

Soro m kwakọọ ha.

Join me in packing them up.

Sọ ị na-akwakọ akpa bụ ọrụ m nwere mmasị na ya.

Sọ ị na-akwakọ akpa bụ ọrụ m nwere mmasị na ya.

To pack up bags is the only work I have interest for.

Agaghị m akwakọ ihe niile m nwere ebe a.

Agaghị m akwakọ ihe niile m nwere ebe a.

I will not pack up all my things here.

Onye kwakọrọ ihe a ebe a ma ihe.

Onye kwakọrọ ihe a ebe a ma ihe.

The person who packed this up here is brillant.

Ikwakọ ngwaahịa ugbua bụ ihe kwesịrị anyị ime.

Ikwakọ ngwaahịa ugbua bụ ihe kwesịrị anyị ime.

To pack our goods together now is the best thing for us to do.

Nneka kwakọrọ akpa ya pụọ.

Nneka kwakọrọ akpa ya pụọ.

Nneka packed her bags and left.

Etu ahụ m si na-akwakọ ya ka mma.

Etu ahụ m si na-akwakọ ya ka mma.

The way I am packing it together is the best.

dükö

dụkọ

Worddụkọ
Definitions

Active verb

1.sew together

Related Term
Word Stem

Examples

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

You are supposed to sew these two clothes together.

Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.

Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.

It will be better to sew them together.

Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?

Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?

Did you sew both of them together.

Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.

Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.

Sew the white and black clothes together.

Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.

Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.

When are you going to sew both of them.

Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?

Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?

Why did you sew them together?

Onye ga-adụkọ ha ọnụ?

Onye ga-adụkọ ha ọnụ?

Who will sew them together?

Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.

Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.

I do not want to sew them together.

Ịdụkọ ha ga-adị mma.

Ịdụkọ ha ga-adị mma.

Sewing them together will be fine.

Onye dụkọrọ akwa abụọ a?

Onye dụkọrọ akwa abụọ a?

Who sew these two clothes together?

Ọ na-adụkọ ha ugbu a.

Ọ na-adụkọ ha ugbu a.

He is sewing them together now.

Ọ ga-adụkọ ha niile.

Ọ ga-adụkọ ha niile.

She will sew all together.

Dụkọọ ha.

Dụkọọ ha.

Sew them together.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.