Nkọwa okwu logo
Beta

kwàsï

kwàsị

Wordkwàsị
Definitions

Active verb

1.unpack items from something like bag, sack, box, trunk of a car

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Uchenna maara akwasị akpa.

Uchenna maara akwasị akpa.

Uchenna knows how to unpack a bag.

Achọrọ m ịkwasị akpa m.

Achọrọ m ịkwasị akpa m.

I want to unpack my bag.

Obinna kwasịrị akpa ya ozigbo ọ lọtara.

Obinna kwasịrị akpa ya ozigbo ọ lọtara.

Obinna unpacked his bag immediately he returned.

Ọ bụ onye kwasịrị akpa m?

Ọ bụ onye kwasịrị akpa m?

Who unpacked my bag?

Onye ga-akwasị akpa ahụ anọghị.

Onye ga-akwasị akpa ahụ anọghị.

The person that will unpack the bag is not around.

Gwa Ndụka kwasịa akpa m bu lọta.

Gwa Ndụka kwasịa akpa m bu lọta.

Tell Ndụka to unpack the bag I returned with.

Kedụ ebe ị nọ kwasịa akpa m?

Kedụ ebe ị nọ kwasịa akpa m?

Where did you unpack my bag?

Onye na-akwasị igbe m?

Onye na-akwasị igbe m?

Who is unpacking my box?

Kedụ akpa m ga-akwasị?

Kedụ akpa m ga-akwasị?

Which bag will I unpack?

kwáfù

kwafù

Wordkwafù
Definitions

Active verb

1.spill; pour away

Related Terms
Word Stems

Examples

Kwafuo mmanya a.

Kwafuo mmanya a.

Pour this drink away.

Kwafuo ya ugbua.

Kwafuo ya ugbua.

Spill it now.

Onye kwafuru nri m?

Onye kwafuru nri m?

Who poured away my food?

M na-akwafu nsi ehi n'ogbe a.

M na-akwafu nsi ehi n'ogbe a.

I dispose cow's feaces in this area.

E nwere mgbe ikwafu ihe a dị mfe ime.

E nwere mgbe ikwafu ihe a dị mfe ime.

There was a time spilling water away here was easy to do.

Ugo na-akwafu mmiri azụ a.

Ugo na-akwafu mmiri azụ a.

Ugo is pouring away the fish water.

Ọ kwāfùrù mmanụ.

Ọ kwāfùrù mmanụ.

He spilt the oil.

I nwere ike ịkwafu mmiri a?

I nwere ike ịkwafu mmiri a?

Can you pour away this water?

M ga-akwafu ya ma m lọta.

M ga-akwafu ya ma m lọta.

I will pour it away when I return.

Onye kwafuru ya?

Onye kwafuru ya?

Who poured it away.

Kwafuo mmiri ahụ.

Kwafuo mmiri ahụ.

Pour away that water.

Gịnị mere ị ji akwafu ya?

Gịnị mere ị ji akwafu ya?

Why are you pouring it away?

Oge na-akwafu mmiri azụ ahụ.

Oge na-akwafu mmiri azụ ahụ.

Oge is pouring away that fish water

Ama m na Chike ga-akwafu mmiri a.

Ama m na Chike ga-akwafu mmiri a.

I know that Chike will pour away this water.

Obi na-akwafu mmanya ọbụla enyere ya.

Obi na-akwafu mmanya ọbụla enyere ya.

Obi pours away any drink given to him.

Ịkwafu mmiri a na-esi isi ga-aka mma.

Ịkwafu mmiri a na-esi isi ga-aka mma.

To pour away this smelly water will be better.

M ga-akwafu ya ma m lọta.

M ga-akwafu ya ma m lọta.

I will pour it away when I come back.

Onye kwafuru mmanụ a.

Onye kwafuru mmanụ a.

Who poured away this oil?

Chere ka m kwafuo ya.

Chere ka m kwafuo ya.

Wait, let me pour it away.

Gbaa mbọ na-akwafu ya kwa ụtụtụ.

Gbaa mbọ na-akwafu ya kwa ụtụtụ.

Try and be pouring it away every morning.

wüpų

wụpụ̀

Wordwụpụ̀
Definitions

Active verb

1.pour out; flow or flow out (especially liquids);

2.jump off

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị ga-awụpụ osikapa gị n'efere.

Ị ga-awụpụ osikapa gị n'efere.

You will pour out your rice in a plate.

Ndị ichie wụpụrụ mmanya n'ala.

Ndị ichie wụpụrụ mmanya n'ala.

The elders poured drink on the ground.

Gịnị mere i ji wụpụ ya?

Gịnị mere i ji wụpụ ya?

Why did you pour it away?

Achọghị m ịwụpụ ihe a.

Achọghị m ịwụpụ ihe a.

I don't want to pour out this thing.

Achọghị m ịwụpụ ya.

Achọghị m ịwụpụ ya.

I do not want to pour it away.

Achọrọ m ịwụpu mmanya a n'iro.

Achọrọ m ịwụpu mmanya a n'iro.

I want to pour out this wine outside.

Lee anya ka ị hụ etu o si na-awụpụ.

Lee anya ka ị hụ etu o si na-awụpụ.

Look so that you will see how it is flowing out.

Ọbara ya na-awụpụ.

Ọbara ya na-awụpụ.

Her blood is flowing out.

Wụpụ mmanya a.

Wụpụ mmanya a.

Pour this wine out.

Unu achọrọ ịwụpụ ya?

Unu achọrọ ịwụpụ ya?

Do you want to pour it out?

Onye wụpụrụ ya?

Onye wụpụrụ ya?

Who poured it out?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.