kwásá
kwasa
Word | kwasa |
Definitions | Active verb 1.pack upon; lay(a cloth or mat) upon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ kwasara akwa n'elu oche ahụ tupu ọ nọdụ ọdụ.
Ọ kwasara akwa n'elu oche ahụ tupu ọ nọdụ ọdụ.
She laid a cloth on that chair before she sat on it.
wüsá
wụsa
Word | wụsa |
Definitions | Active verb 恐㡣 1.pour on or upon; drop more than one thing upon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha wụsara mmiri n'elu akwa m.
Ha wụsara mmiri n'elu akwa m.
They poured water on my bed.
Anyị ga-awụsa obere mmiri n'ihu be gị.
Anyị ga-awụsa obere mmiri n'ihu be gị.
We are going to pour a little water at the front of your house.
Asịrị m gị wụsa ihe ndị a n'ala?
Asịrị m gị wụsa ihe ndị a n'ala?
Did i tell you to drop these things on the ground?
Ha wụsara akị n'ezi.
Ha wụsara akị n'ezi.
They poured palmkernel outside.
Kedu ebe ị wụsara mmiri?
Kedu ebe ị wụsara mmiri?
Where did you pour water?
Onye na-awụsa aja ebe a oge niile?
Onye na-awụsa aja ebe a oge niile?
Who pours sand here every time?
ghásà
ghasà
Word | ghasà |
Definitions | Active verb 1.alter a plan; disorganize something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.
Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.
He will disorganise this ceremony if he comes.
Ịghasa ihe anaghị ahịa ahụ.
Ịghasa ihe anaghị ahịa ahụ.
Disorganizing something is not difficult.
Anyị ga-aghasa nzukọ nzuzo ha.
Anyị ga-aghasa nzukọ nzuzo ha.
We will scatter their secret meeting.
Ọ ghasara nzukọ anyị.
Ọ ghasara nzukọ anyị.
He disorganized our meeting.
Ha ghasara ihe niile e mere taa.
Ha ghasara ihe niile e mere taa.
They messed up all the things we did today.
Ọ na-achọ ịghasa ihe niile anyị kwadoro.
Ọ na-achọ ịghasa ihe niile anyị kwadoro.
She wants to disorganize all we prepared.