Nkọwa okwu logo
Beta

kùsá

kùsa

Wordkùsa
Definitions

Active verb

1.Drop a child or thing carefully

Related Terms
Word Stems

Examples

Kusa nnwa ahụ ebe a.

Kusa nnwa ahụ ebe a.

Drop that child here.

Kedu ebe i kusara Adeeze?

Kedu ebe i kusara Adeeze?

Where did you dro

Nne gị ga-ekusa nnwa ya n'ụlọ enyi ya.

Nne gị ga-ekusa nnwa ya n'ụlọ enyi ya.

Your mother will drop her child at her friend's place.

Ahụrụ m ka ọ na-ekusa nnwa ahụ n'oche.

Ahụrụ m ka ọ na-ekusa nnwa ahụ n'oche.

I saw her keeping that child on the chair.

Ebee ka m nwere ike ikusa ya?

Ebee ka m nwere ike ikusa ya?

Where can I keep her?

Gịnị mere ị ji kusa nnwa ahụ ebe ahụ?

Gịnị mere ị ji kusa nnwa ahụ ebe ahụ?

Why did you keep that child there?

Olee ebe a na-ekusa ụmụaka ebe a?

Olee ebe a na-ekusa ụmụaka ebe a?

Where are the children kept here?

O kusara nwa ya n'akwa.

O kusara nwa ya n'akwa.

She dropped her child on the bed.

Gaa kusa ya ebe ahụ.

Gaa kusa ya ebe ahụ.

Go and drop her there.

Ọ na-ekusa nwa ahụ na be nne ya.

Ọ na-ekusa nwa ahụ na be nne ya.

She drops off that child at her mother's place.

Achọrọ m ikusa ya n'ụlọ gị.

Achọrọ m ikusa ya n'ụlọ gị.

I want to drop her at your place.

Ebee ka i kusara nwa gị?

Ebee ka i kusara nwa gị?

Where did you drop your child?

Olee ndị chọrọ ikusa ụmụ ha na be m?

Olee ndị chọrọ ikusa ụmụ ha na be m?

Which people want to drop their kids in my house?

Ha na-ekusa ụmụ ejima ahụ n'elu oche.

Ha na-ekusa ụmụ ejima ahụ n'elu oche.

They drop the twins on the chair.

Ume na-ekusa nwa ya na be Ngọzị.

Ume na-ekusa nwa ya na be Ngọzị.

Ume drops her child at Ngọzị's house.

Ọ ga-ekusa nwa ya na be m.

Ọ ga-ekusa nwa ya na be m.

She will drop her baby at my place.

Ahụrụ m ka Chika na-ekusa nwa ahụ n'oche.

Ahụrụ m ka Chika na-ekusa nwa ahụ n'oche.

I saw when Chika dropped that child on the chair.

küsà

kụsà

Wordkụsà
Definitions

Active verb

正憬

1.scatter by beating or striking; forge (metal); splinter.

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

M ga-eji osisi kụsaa mkpụlụ akwu di n’ime nkata.

M ga-eji osisi kụsaa mkpụlụ akwu di n’ime nkata.

I will use a stick to scatter the palm nuts in the basket.

Ụzụ na-akụsa igwe

Ụzụ na-akụsa igwe

The blacksmith flattens the iron by beating

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.