Nkọwa okwu logo
Beta

kù

Wordkù
Definitions

Passive verb

1.carry(especially in the arms) for the sake of care

Active verb

1.process of carrying a person or a pet (especially intending care)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kpọọ nwaanyị ahụ ku nwa ka ọ bịa nọdụ ọdụ.

Kpọọ nwaanyị ahụ ku nwa ka ọ bịa nọdụ ọdụ.

Call that woman carrying a child to come and sit down.

Ọ na-eku nwata ahụ ka ha pụọ n'ezi.

Ọ na-eku nwata ahụ ka ha pụọ n'ezi.

She is carrying the child so that they can go outside.

Ọ ga-eku ya ugbu a.

Ọ ga-eku ya ugbu a.

She will carry him now.

Kuru nwa gị nwaanyị pụọ

Kuru nwa gị nwaanyị pụọ

Carry your baby girl and leave

Achọrọ m iku nwa taa

Achọrọ m iku nwa taa

I want to carry a child today

Iku nwa na-atọ ya ụtọ.

Iku nwa na-atọ ya ụtọ.

He likes carrying a child.

Nnanna kururu nwa ahụ ozugbo.

Nnanna kururu nwa ahụ ozugbo.

Nnanna carried the child immediately.

Onye ga-eku nwa a?

Onye ga-eku nwa a?

Who will carry this child?

Mee ngwa ngwa kuru nwa gị.

Mee ngwa ngwa kuru nwa gị.

Be fast and carry your child.

Ọ na-eku nwa mgbe ọbụla.

Ọ na-eku nwa mgbe ọbụla.

She always carries a child.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.