kpökǫ
kpọkọ̀
| Word | kpọkọ̀ |
| Definitions | Active verb 憾歌 1.call together |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A ga-akpọkọ ndị okenye n'ama obodo.
A ga-akpọkọ ndị okenye n'ama obodo.
The elders will be assembled at the village square.
Omekagụ na-akpọkọ ndị ga-eso lụọ agha.
Omekagụ na-akpọkọ ndị ga-eso lụọ agha.
Omekagụ is calling together those that will fight the war.
Di gị na-akpọkọ ụmụagbọghọ niile.
Di gị na-akpọkọ ụmụagbọghọ niile.
Your husband is calling all the spinsters together.
Onye kpọkọrọ unu niile ebe a?
Onye kpọkọrọ unu niile ebe a?
Who called all of you together here?