kúpù
kupù
| Word | kupù |
| Definitions | Active verb 1.breathe out; scoop out with a spoon |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Emeka na-ekupu mmiri batara n'ụlọ ya.
Emeka na-ekupu mmiri batara n'ụlọ ya.
Emeka is scooping the water that entered his house.
O kpughere ofe ka o kupu uzu.
O kpughere ofe ka o kupu uzu.
He opened the soup to emit vapour.
Ofe nke m kupuru uzu.
Ofe nke m kupuru uzu.
My own soup emitted vapour.
Obere oge ugbua, anwụrụ a niile ga-ekupu.
Obere oge ugbua, anwụrụ a niile ga-ekupu.
In a short while now all these smoke will blow out.
Kupu obere mmiri na nri ahụ.
Kupu obere mmiri na nri ahụ.
Scoop some water out of the food.
Isi ọjọọ niile ahụ kupụrụ oge m meghere ụzọ.
Isi ọjọọ niile ahụ kupụrụ oge m meghere ụzọ.
All the bad smell blew out when I opened the door.
O si n'ọnụ ekupu uzu.
O si n'ọnụ ekupu uzu.
He is removing vapour through the mouth.
küpù
kụpù
| Word | kụpù |
| Definitions | Active verb 1.knock off |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Achọghị m ịkụpụ ya.
Achọghị m ịkụpụ ya.
I do not want to knock it off.
Ọ nà-akụpụ̀ ya aja.
Ọ nà-akụpụ̀ ya aja.
He is knocking off sand from it
Kụpuo ya!
Kụpuo ya!
Knock it off!
Emeka ga-akụpù ya eze
Emeka ga-akụpù ya eze
Emeka will knock off his teeth
Ọ kụpụ̀rụ̀ ihu ya.
Ọ kụpụ̀rụ̀ ihu ya.
She knocked it face off.
kpöpų
kpọpụ̀
| Word | kpọpụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.take someone away or out from somewhere or something |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Kpọpụ nwata ahụ n'akụkụ ọkụ.
Kpọpụ nwata ahụ n'akụkụ ọkụ.
Take that child away from beside the fire.
Kpọpu ya ka ọ ghara imeru ahụ.
Kpọpu ya ka ọ ghara imeru ahụ.
Take him away so that he won't be injured.
Ndi uweojii kpọpuru ndị zuru ohi.
Ndi uweojii kpọpuru ndị zuru ohi.
Policemen took away the thieves.
Nne ya chọrọ ikpọpu ya n'ụlọakwụkwọ ahụ.
Nne ya chọrọ ikpọpu ya n'ụlọakwụkwọ ahụ.
His mother wants to take him away from that school.
Nne ya kpọpuru ya n'ebe a na-alụ ọgụ.
Nne ya kpọpuru ya n'ebe a na-alụ ọgụ.
His mother took him away from the fight scene.
Ọ na-akpọpu ya n'ezi.
Ọ na-akpọpu ya n'ezi.
He is taking him outside.
Kpọpu ya n' ụzọ.
Kpọpu ya n' ụzọ.
Take him out of the road.