kúdà
kudà
| Word | kudà |
| Definitions | Active verb 1.breathe easy; exhale 2.lower down |
| Variations | kutuo |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Nna m ga-ekuda ma ọ hụ gị.
Nna m ga-ekuda ma ọ hụ gị.
My father will breathe easy when he sees you.
I nwere ike ikuda ugbua.
I nwere ike ikuda ugbua.
You can breathe easy now.
Emeka kudara oge ọ hụrụ m.
Emeka kudara oge ọ hụrụ m.
Emeka breathe easy when he saw me.
Ọ na-ekuda n'ike ma ọ nụ aha ya.
Ọ na-ekuda n'ike ma ọ nụ aha ya.
He exhales quickly when he hears his name.
Kudaa, ọ dịwọ mma.
Kudaa, ọ dịwọ mma.
Breathe easy, it is well.
küdà
kụdà
| Word | kụdà |
| Definitions | Active verb 1.bring down; 2.demolish |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A kụdara ụlọ Okeke.
A kụdara ụlọ Okeke.
Okeke's house was demolished.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Government will demolish this house next year.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
All obstructing buildings are being demolished.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Government demolished the robbers hideout.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Demolishing people's stores is not good.
Kụdaa ahụ aja a!
Kụdaa ahụ aja a!
Pull down this wall!
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi demolished his father's house and built another one.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
A na-akụda ụlọ niile nọchiri ụzọ.
All obstructing buildings are being demolished.
A kụdara ụlọ Okeke.
A kụdara ụlọ Okeke.
Okeke's house was demolished.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Gọọmentị akụdara ụlọ ebe nzuzo ndị ekperima.
Government demolished the robbers hideout.
Kụdaa ahụ aja a!
Kụdaa ahụ aja a!
Pull down this wall!
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Gọọmentị ga-akụda ụlọ a n'afọ ọzọ.
Government will demolish this house next year.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Ịkụda ụlọahịa ndị mmadụ adịghị mma.
Demolishing people's stores is not good.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi kụdara ụlọ nna ya, rụọ ọzọ.
Obi demolished his father's house and built another one.
Ha na-akụda ụlọ.
Ha na-akụda ụlọ.
They are demolishing houses.
Obinna chọrọ ịkụda ụlọ ya.
Obinna chọrọ ịkụda ụlọ ya.
Obinna wants to demolish his house.
Onye na-akụda ụlọ ahụ?
Onye na-akụda ụlọ ahụ?
Who is demolishing the house?
Arụzibeghị ndị a kụdara akụda.
Arụzibeghị ndị a kụdara akụda.
The demolished ones have not been rebuilt.