Nkọwa okwu logo
Beta

chú ḿmírí

chu mmirī

Wordchu mmirī
Definitions

Active verb

言水

1.go for and bring back water; fetch water

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị na-echu mmiri ụbọchị ụka.

Anyị na-echu mmiri ụbọchị ụka.

We fetch water on Sundays.

Echuru m mmiri n'abalị gara aga.

Echuru m mmiri n'abalị gara aga.

I fetched water last night.

A gwara m ya ka o chuo mmiri.

A gwara m ya ka o chuo mmiri.

I told her to fetch water.

Chuo mmiri tupu m lọta.

Chuo mmiri tupu m lọta.

Fetch water before I return.

Anyị na-echu mmiri oge ahụ.

Anyị na-echu mmiri oge ahụ.

We were fetching water that time.

Ọ dị mma ichu mmiri.

Ọ dị mma ichu mmiri.

It is good to fetch water.

Obiọra, gaa, chuo mmiri.

Obiọra, gaa, chuo mmiri.

Obiọra, go and fetch water.

Ha ga-echu mmiri n'ehihie.

Ha ga-echu mmiri n'ehihie.

They will fetch water in the afternoon.

Onye churu mmiri?

Onye churu mmiri?

Who fetched water?

Ichu mmiri na-amasị m.

Ichu mmiri na-amasị m.

I like fetching water.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.