küzí
kụzi
Word | kụzi |
Definitions | Active verb 蓋探 1.teach |
Variations | kuzi |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-akụzi n'ọtaakara.
Ọ na-akụzi n'ọtaakara.
She teaches in a nursery/kindergarten school.
Ọ na-akụzi nkụzi.
Ọ na-akụzi nkụzi.
She teaches.
Ọ kụziri nkụzi na Mahadum.
Ọ kụziri nkụzi na Mahadum.
She taught in a university.
Ebere, kụzie ihe.
Ebere, kụzie ihe.
Ebere, teach.
Ọ machaghi akụzi nkụzi.
Ọ machaghi akụzi nkụzi.
He does not know how to teach very well.
küzí
kụzi
Word | kụzi |
Definitions | Active verb 正向 1.hit properly; hit to put in order |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.
Emeka ga-akụzi tebulu ahụ nke ọma.
Emeka will repair that table properly.
Ịkụzi ihe a adịghị mfe.
Ịkụzi ihe a adịghị mfe.
To hit this thing back to normal is not easy.
Ọ kụziri m oche m.
Ọ kụziri m oche m.
He hit my chair back to normal.
gbàzí
gbàzi
Word | gbàzi |
Definitions | Active verb 1.make straight; correct; advise; instruct |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị ga-agbaziri ya ụzọ.
Anyị ga-agbaziri ya ụzọ.
We will put him on the right track.
I nwere ike ịgbazi m ụzọ e si eje ahịa.
I nwere ike ịgbazi m ụzọ e si eje ahịa.
Could you direct me to the way to the market?
Nwata a jehie, gbazie ya.
Nwata a jehie, gbazie ya.
If this child misses his way, correct him.
Onye gbaziri gị ụzọ ebe a.
Onye gbaziri gị ụzọ ebe a.
Who directed you here?
Ọ dị mma ịgbaziri ya ụzọ.
Ọ dị mma ịgbaziri ya ụzọ.
It id good to direct her aright.
Biko, gbaziere m ụzọ.
Biko, gbaziere m ụzọ.
Please, direct my way.
Adaakụ enweghị onye ga-agbazi ya.
Adaakụ enweghị onye ga-agbazi ya.
Adaaku does not have anyone to advise her.
Nne m na-agbazi m ụzọ.
Nne m na-agbazi m ụzọ.
My mother corrects me.
ópóró
oporo
Word | oporo |
Definitions | Noun 1.prawn |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Biko, zụtara m oporo ma ị jee ahịa.
Biko, zụtara m oporo ma ị jee ahịa.
Please buy prawns for me when you go to the market.
Ọnaghị amasị m iji oporo sie nri.
Ọnaghị amasị m iji oporo sie nri.
I don't like cooking with prawns.
O ji nkata nwụta oporo abuọ.
O ji nkata nwụta oporo abuọ.
He caught two prawns with a basket.
Oporo ndị a ebuka.
Oporo ndị a ebuka.
These prawns are quite big.
Ụtọ oporo puru iche.
Ụtọ oporo puru iche.
Prawn sweetness is unique.
Oporo na-ebi na mmiri.
Oporo na-ebi na mmiri.
Prawn lives in water.
Nwaanyị ahụ na-ere oporo.
Nwaanyị ahụ na-ere oporo.
That woman sells prawns.
Oporo o jidere tara ya arụ n'aka.
Oporo o jidere tara ya arụ n'aka.
The prawn he caught bit his finger.