Nkọwa okwu logo
Beta

küjà

kụjà

Wordkụjà
Definitions

Active verb

1.startle; shock

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akụjara m oge m hụrụ ya.

Akụjara m oge m hụrụ ya.

I was shocked when I saw her.

Ọrịa ahụ mere ya ka ọ na-akuja oge ọbụla.

Ọrịa ahụ mere ya ka ọ na-akuja oge ọbụla.

That sickness made him to always get startled.

Iji megwara ihe Chike mere ya, o kwere nkwa na ọ ga-akụja ya.

Iji megwara ihe Chike mere ya, o kwere nkwa na ọ ga-akụja ya.

In order to retaliate what Chike did to him, he promised that he would startle him.

Onye aka ya dị ọcha enweghị ihe na-akụja ya obi.

Onye aka ya dị ọcha enweghị ihe na-akụja ya obi.

An innocent person doesn't have a cause to be startled.

Ọ choro ịkụja nne ya site na akwa ya.

Ọ choro ịkụja nne ya site na akwa ya.

He wants to shock her mother through her cry.

Ụjọ atụla gị, agaghị m akụja gị.

Ụjọ atụla gị, agaghị m akụja gị.

Don't be afraid, I will not startle you.

Emere m ihe ahụ iji kụjaa ya.

Emere m ihe ahụ iji kụjaa ya.

I did that thing to shock him.

Akụjara m mgbe m hụrụ ozu ya.

Akụjara m mgbe m hụrụ ozu ya.

I was shocked when I saw his corpse.

Ọ na-akụja akụja.

Ọ na-akụja akụja.

He is easily startles.

Gịnị na-akụja gị?

Gịnị na-akụja gị?

What is startling you?

Anaghị m akụja akụja.

Anaghị m akụja akụja.

I cannot be startled.

Oninyo Adakụ kụjara m.

Oninyo Adakụ kụjara m.

Adakụ's shadow startled me.

küjà

kụjà

Wordkụjà
Definitions

Active verb

1.be startled

Related Terms
Word Stems

Examples

Obi siri m ike; agaghị m akụjà.

Obi siri m ike; agaghị m akụjà.

I am strong-hearted; I will not panic.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.