kùnyé
kùnye
| Word | kùnye |
| Definitions | Active verb 1.carry and give to somebody |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Kedụ ihe mere i ji kunye ya nwa ahụ?
Kedụ ihe mere i ji kunye ya nwa ahụ?
Why did you give your child to him?
Agbo kunyere m nwa tupu ọ pụwa.
Agbo kunyere m nwa tupu ọ pụwa.
Agbo gave me the child before he left.
Achọrọ m ka o kunye m nwata ahụ.
Achọrọ m ka o kunye m nwata ahụ.
I want her to give me that child.
E kunyere ụkọchukwu nwa.
E kunyere ụkọchukwu nwa.
The child was carried to the priest.
Ahụrụ m ka ọ na-ekunye di ya nwa.
Ahụrụ m ka ọ na-ekunye di ya nwa.
I saw her giving her husband the child.
Kunye m nwa ahụ ozugbo.
Kunye m nwa ahụ ozugbo.
Give me the child immediately.
M ga-ekunye ya nwa ahụ.
M ga-ekunye ya nwa ahụ.
I will carry that child and give him.