Nkọwa okwu logo
Beta

kùchì

kùchì

Wordkùchì
Definitions

Active verb

1.take the wife of a dead relative

Related Term
Word Stem

Examples

Nnanna ha kuchiri nwunye nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ.

Nnanna ha kuchiri nwunye nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ.

Their fore-father took in the wife of his dead brother.

O kuchiri nwunye nwanne ya n'ike.

O kuchiri nwunye nwanne ya n'ike.

He forcefully married his brothers wife.

Ì chọrọ ikuchi ya?

Ì chọrọ ikuchi ya?

Do you want to marry her as your relation.

Nwanne di m ga-ekuchi m.

Nwanne di m ga-ekuchi m.

My husbands brother will marry me.

Ọ na-ekuchi naanị nwunye ụmụnne ya ndị ọ hụrụ n'anya.

Ọ na-ekuchi naanị nwunye ụmụnne ya ndị ọ hụrụ n'anya.

He marries only his brothers wives that he loves.

Obinna na-ekuchi nwaanyị̣ niile di ha nwụrụ na be ha.

Obinna na-ekuchi nwaanyị̣ niile di ha nwụrụ na be ha.

Obinna takes over the wives of all the widows in his family.

Emeka kuchiri nwunye nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ.

Emeka kuchiri nwunye nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ.

Emeka took over the wife of his late brother.

Onye kuchiri ya oge di ya nwụrụ?

Onye kuchiri ya oge di ya nwụrụ?

Which of his relations married here when the husband died?

Nwaanyị ahụ rịọrọ m ka m kuchie ya.

Nwaanyị ahụ rịọrọ m ka m kuchie ya.

That woman pleaded with me to take her as my wife.

Nchedo na-achọ ikuchi nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ.

Nchedo na-achọ ikuchi nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ.

Nchedo wants to take over the wife of his late brother.

Lee nwoke ga-ekuchi gị.

Lee nwoke ga-ekuchi gị.

See the man that will take over you as your husband.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.