kpú ēkpú
kpu ēkpū
| Word | kpu ēkpū |
| Definitions | Passive verb 1.bend in order for the head not to be seen or not to touch something above it; bend in order not to be seen |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Kpuru ekpu banye ebe ahụ ka a ghara ịhụ gị.
Kpuru ekpu banye ebe ahụ ka a ghara ịhụ gị.
Bend into that place so that you won't be seen.
Ejena ozi a
Ejena ozi a
Don’t go on this errand
Na-ebi ofụma
Na-ebi ofụma
Goodbye (literally keep on living well)
Ọ laala mmụọ.
Ọ laala mmụọ.
He is gone (dead).
Chike na-abịa
Chike na-abịa
Chike is coming (progressive)/(usually) come (habitual)
Ejenaa
Ejenaa
Do not go
Anyị ga-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ahụ.
Anyị ga-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ahụ.
We will bend to enter that house.
Ejena ozi a
Ejena ozi a
Don’t go on this errand
Na-ebi ofụma
Na-ebi ofụma
Goodbye (literally keep on living well)
One ka ọ na-ana n’ọnwa?
One ka ọ na-ana n’ọnwa?
How much does he earn a month?
I kpu ekpu banye n'ụlụụka taa.
I kpu ekpu banye n'ụlụụka taa.
You bent into the church today.
Chike ga na-egogo ji
Chike ga na-egogo ji
Chike will/must have been (habitually) buying yams
Chike na-abịa
Chike na-abịa
Chike is coming (progressive)/(usually) come (habitual)
Ejenaa
Ejenaa
Do not go
Ọ na-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ma ọ lọtaghị n'oge.
Ọ na-ekpu ekpu abanye n'ụlọ ma ọ lọtaghị n'oge.
He bends into the house if he does not come back early.
O laala (mmụọ)
O laala (mmụọ)
He is dead.