Nkọwa okwu logo
Beta

kpù

kpù

Wordkpù
Definitions

Passive verb

1.wear or cover in order to protect

2.capsize

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị ọrụ nchekwa hụrụ mgbe ụgbọ ahụ na-ekpu.

Ndị ọrụ nchekwa hụrụ mgbe ụgbọ ahụ na-ekpu.

Security agents saw when the boat was capsizing.

A maghị m ihe mere ụgbọ mmiri ahụ ji kpuo.

A maghị m ihe mere ụgbọ mmiri ahụ ji kpuo.

I do not know why the boat capsized.

Ọ na-ekpu okpu uhie oge ọbụla.

Ọ na-ekpu okpu uhie oge ọbụla.

He wears red cap all the time.

Ọ ga-ekpu ya akwa maka oyi.

Ọ ga-ekpu ya akwa maka oyi.

She will cover her with wrapper because of cold.

kpü

kpụ

Wordkpụ
Definitions

Active verb

1.use a malleable material to create something; mold; sculpt;

2.shave

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịkpụ afụọnụ.

Achọrọ m ịkpụ afụọnụ.

I want to shave.

Onyenkuzi m sịrị anyị kpụọ ite.

Onyenkuzi m sịrị anyị kpụọ ite.

My teacher told us to mold a pot.

Ihe ndị ọ kpụrụ mara mma.

Ihe ndị ọ kpụrụ mara mma.

The things he molded are beautiful.

Nna ya na-akpụ ihe dị ichiiche.

Nna ya na-akpụ ihe dị ichiiche.

His father molds variety of things.

kpü

kpụ

Wordkpụ
Definitions

Active verb

1.pull; draw; drag;

2.mold; sculpt

3.shave; bald

4.lick a surface smooth; (figurative) surround in large number

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kpụọ ite ọhụrụ.

Kpụọ ite ọhụrụ.

Mold a new pot.

Akpụla ya n'ala.

Akpụla ya n'ala.

Do not drag it on the floor.

Ọ kpụrụ isi efere ya maka ofe ahụ tọrọ ya ụtọ nke ukwu.

Ọ kpụrụ isi efere ya maka ofe ahụ tọrọ ya ụtọ nke ukwu.

He licked his plate because the soup was very delicious to him.

Ọ ga-akpụ isi ya echi.

Ọ ga-akpụ isi ya echi.

He will shave his head tomorrow.

Kpụpụta ya.

Kpụpụta ya.

Pull it out.

Ịkpụpụta ya na-enye nsogbu.

Ịkpụpụta ya na-enye nsogbu.

Pulling it out is difficult.

Anyị ga-akpụpụta ya echi.

Anyị ga-akpụpụta ya echi.

We will drag it out tomorrow.

kpų

kpụ̀

Wordkpụ̀
Definitions

Passive verb

1.have or carry (things not naturally in the mouth) in the mouth

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Kpụọ mmiri dị ṅaraṅara na nnu n'ọnụ maka eze mgbu gị.

Kpụọ mmiri dị ṅaraṅara na nnu n'ọnụ maka eze mgbu gị.

Carry warm water and salt in your mouth because of your toothache.

Olee ihe i kpụ n'ọnụ?

Olee ihe i kpụ n'ọnụ?

What do you have in your mouth?

Kpuo ube a n'ọnụ nwa oge ka o ruo.

Kpuo ube a n'ọnụ nwa oge ka o ruo.

Have this pear in your mouth for a while for it to melt.

O nwereike ịkpụ nri ọkụ n'ọnụ ọtụtụ oge.

O nwereike ịkpụ nri ọkụ n'ọnụ ọtụtụ oge.

He can have hot food in his mouth for a long time.

Ọ na-akpụ ụtaba n'ọnụ ya.

Ọ na-akpụ ụtaba n'ọnụ ya.

She carries snuff in her mouth.

Ọ kpụrụ ọgwụ ike ahụ n'ọnụ oge ọ na-agafe.

Ọ kpụrụ ọgwụ ike ahụ n'ọnụ oge ọ na-agafe.

He had that hard drug in his mouth when he was passing.

bànyè

bànyè

Wordbànyè
Definitions

Active verb

貝角

1.enter; go in

2.board; get into a vehicle

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?

Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?

Do you want to enter that place?

Banye n'ime.

Banye n'ime.

Enter inside.

Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.

Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.

I want to enter the car quickly because of the rain.

Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.

Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.

I saw her entering a car.

Naanị ya ga-abanye.

Naanị ya ga-abanye.

Only him will enter.

Ịbanye n'ime ka mma.

Ịbanye n'ime ka mma.

It is better to enter inside.

Onye banyere?

Onye banyere?

Who entered?

Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.

Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.

If you open the door, Nonso will enter.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.