kpórí ńdų
kpori ndụ̀
| Word | kpori ndụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.have fun; enjoying |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ụmụ m na-ekpori ndụ.
Ụmụ m na-ekpori ndụ.
My children are having fun.
Anyị ga-ekpori ndụ taa.
Anyị ga-ekpori ndụ taa.
We will have fun today.
Ikpori ndụ na-adị ya mma.
Ikpori ndụ na-adị ya mma.
He likes enjoyment.
Ọ dị ka ị chọrọ ikpori ndụ.
Ọ dị ka ị chọrọ ikpori ndụ.
It seems you want to have fun.
Anyị kporiri ndụ n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ.
Anyị kporiri ndụ n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ.
We enjoyed ourselves at that restaurant.
Bịa ka anyị kporie ndụ.
Bịa ka anyị kporie ndụ.
Come let us have fun.
Ha niile na-ekpori ndụ.
Ha niile na-ekpori ndụ.
All of them are enjoying.
Obi na nwunye ya gara kporie ndụ.
Obi na nwunye ya gara kporie ndụ.
Obi and his wife enjoyed.