Nkọwa okwu logo
Beta

kpöpé

kpọpe

Wordkpọpe
Definitions

Active verb

1.unbolt; open a lock that hinders liquid to flow (eg. a drink or tap).

Related Terms
Word Stems

Examples

Kpọpee mmanya m.

Kpọpee mmanya m.

Open my drink.

Onye na-akpọpe ụzọ a?

Onye na-akpọpe ụzọ a?

Who is opening this door?

Ọ ga-akpọpe nke m.

Ọ ga-akpọpe nke m.

He will open my own.

Ọ bụ ya kpọkpere ya.

Ọ bụ ya kpọkpere ya.

He is the one that opened it.

Ọ na-akpọpe mpio ya ụtụtụ niile.

Ọ na-akpọpe mpio ya ụtụtụ niile.

He opens his window every morning.

kpöghé

kpọghe

Wordkpọghe
Definitions

Active verb

狭故

1.unlock; unbolt

Related Terms
Word Stems

Examples

Kpọghee ụzọ ahụ ngwa ngwa.

Kpọghee ụzọ ahụ ngwa ngwa.

Unlock the door fast.

Kedu ihe o jiri kpọghe ụzọ a?

Kedu ihe o jiri kpọghe ụzọ a?

What did he unlock this key with?

Ọ ga-akpọghe ụlọ ahịa ya echi.

Ọ ga-akpọghe ụlọ ahịa ya echi.

She will open her store tomorrow.

Achọghị m ịkpọghe ụzọ ahụ.

Achọghị m ịkpọghe ụzọ ahụ.

I don't want to unlock that door.

Ịkpọghe ụzọ ahụ na-ahịa ahụ.

Ịkpọghe ụzọ ahụ na-ahịa ahụ.

Unlocking that door is difficult.

gbághé

gbaghe

Wordgbaghe
Definitions

Active verb

碁故

1.undo the lock of (something), typically with a key; unlock

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-agbaghe ụzọ ahụ n'ụtụtụ ọbụla.

Ọ na-agbaghe ụzọ ahụ n'ụtụtụ ọbụla.

He unlocks that door every morning.

Ahụrụ ka ọ na-agbaghe ụzọ ya.

Ahụrụ ka ọ na-agbaghe ụzọ ya.

I saw when he was unlocking his door.

Agbaghere m ụzọ ahụ n'ụtụtụ.

Agbaghere m ụzọ ahụ n'ụtụtụ.

I opened that door in the morning.

Ọ gbaghere ọnụụzọ ụlọ mkpọrọ.

Ọ gbaghere ọnụụzọ ụlọ mkpọrọ.

He unlocked the prison door.

Biko, gbaghee ụzọ.

Biko, gbaghee ụzọ.

Please, unlock the door.

Ị ga-agbaghe ya ka m bata?

Ị ga-agbaghe ya ka m bata?

Will you unlock it for me to come in?

Gịnị mere ị ji agbaghe ụzọ a ugbu a?

Gịnị mere ị ji agbaghe ụzọ a ugbu a?

Why are you unlocking this door now?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.