Nkọwa okwu logo
Beta

kpò ökü

kpò ọkụ̄

Wordkpò ọkụ̄
Definitions

Active verb

繰遠

1.radiate heat; be hot;

2.be lively (mood)

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ka agbamakwụkwọ ha kpoo ọkụ.

Achọrọ m ka agbamakwụkwọ ha kpoo ọkụ.

I want their wedding to be lively.

Mmemme ha kporo ọkụ.

Mmemme ha kporo ọkụ.

Their party was hot.

Nneka, bịa kpoo m ahụ ọkụ.

Nneka, bịa kpoo m ahụ ọkụ.

Nneka, come and keep me warm.

Mmemme iri ji ọhụrụ nke afọ a, agaghị ekpo ọkụ.

Mmemme iri ji ọhụrụ nke afọ a, agaghị ekpo ọkụ.

This year's new yam festival will not be lively.

Ị na-ekpo m ahụ ọkụ.

Ị na-ekpo m ahụ ọkụ.

You are disturbing me.

Ụsọekwu a na-ekpo ọkụ.

Ụsọekwu a na-ekpo ọkụ.

This kitchen is hot.

Anyị ga-aga ikpo mmemme ahụ ọkụ.

Anyị ga-aga ikpo mmemme ahụ ọkụ.

We will go and make the ceremony lively.

Achọrọ m ka ebe a kpoo ọkụ.

Achọrọ m ka ebe a kpoo ọkụ.

I want this place to be lively.

kpö ökü

kpọ ọkụ̄

Wordkpọ ọkụ̄
Definitions

Active verb

繰遠

1.burn; set ablaze; set on fire; light fire on something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha kpọrọ akwụkwọ mgbasa alụmdi ha ọkụ mgbe ha kpeziri.

Ha kpọrọ akwụkwọ mgbasa alụmdi ha ọkụ mgbe ha kpeziri.

They set ablaze their divorce papers when they reconciled.

Kpọọ akwa ndị a ọkụ.

Kpọọ akwa ndị a ọkụ.

Burn these cloths.

A ga-akpọ ozu ya ọkụ ka o si tụzie.

A ga-akpọ ozu ya ọkụ ka o si tụzie.

Her body will be cremated as she directed.

Ndị Ụmuọfịa kpọrọ ụlọ Okonkwọ ọkụ.

Ndị Ụmuọfịa kpọrọ ụlọ Okonkwọ ọkụ.

Ụmụọfịa people set Okonkwọ's house ablaze.

Kpopụta ha kpọọ ọkụ.

Kpopụta ha kpọọ ọkụ.

Bring them out and burn.

Ọ kpọrọ ngwongwo ya ọkụ.

Ọ kpọrọ ngwongwo ya ọkụ.

She burnt her properties.

A kpọrọ onyeohi ahụ ọkụ.

A kpọrọ onyeohi ahụ ọkụ.

The thieve was set ablaze.

Anyị ga-akpọ ahịhịa ndị a ọkụ echi.

Anyị ga-akpọ ahịhịa ndị a ọkụ echi.

We will burn these leaves tomorrow.

Ọ ka mma ịkpọ ya ọkụ.

Ọ ka mma ịkpọ ya ọkụ.

It is better to burn it.

kpö òkù

kpọ òkù

Wordkpọ òkù
Definitions

Active verb

憾清

1.call out for attention

2.summon; invite

Related Terms
Word Stems

Examples

A kpọrọ anyị oku na be eze.

A kpọrọ anyị oku na be eze.

We were summoned at the king's place.

A ga-akpọ gị oku ma o sie ike.

A ga-akpọ gị oku ma o sie ike.

You will be summoned if it becomes difficult.

Ọ maghị mgbe nne ya na-akpọ ya oku.

Ọ maghị mgbe nne ya na-akpọ ya oku.

She didn't know when her mother was calling for her attention.

Ihere agaghị eme onye na-akpọ Chukwu oku n' okwukwe.

Ihere agaghị eme onye na-akpọ Chukwu oku n' okwukwe.

Anyone who calls on God in faith won't be put to shame

Kpọọ ya oku n' oke olu.

Kpọọ ya oku n' oke olu.

Call him with a loud voice.

Gịnị mere ị ji akpọ ya oku.

Gịnị mere ị ji akpọ ya oku.

Why are you calling her.

Ịkpọ ya oku etu ahụ egosighị nsọpụrụ.

Ịkpọ ya oku etu ahụ egosighị nsọpụrụ.

Calling her like that does disrespect.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.